Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 9

28 Ma mgbe banyere nʼime ụlọ ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya na nzuzo sị, "Gịnị mere o jiri siere anyị ike ịchụpụ ya?"

29 sịrị ha, "bụ naanị site nʼike ekpere ka a pụrụ ịchụpụ ụdị a."9:29 Akwụkwọ ochie ndị ọzọ na-edenye, na-ibu ọnụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também