Pular para o conteúdo
Publicidade

Malakaị 2

Imebi ọgbụgba ndụ site nʼịgba alụkwaghị m

10 bụghị otu Nna ka anyị niile nwere? bụghị otu Chineke ahụ kere anyị? Gịnị mere anyị ji na-emerụ ọgbụgba ndụ nna anyị ha site na-enweghị ntụkwasị obi na mmekọrịta anyị na ibe anyị?

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também

Malaquias
Ver todos os capítulos de Malaquias