7 Site nʼoge nna nna unu ha, unu esitela nʼidebe iwu na ụkpụrụ m wezuga onwe unu. Unu adịghịkwa edebe ha. Ya mere, lọghachikwutenụ m, mụ onwe m ga-alọghachikwute unu." Ọ bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu.
"Ma unu na-asị, ‘Anyị ga-esi aṅaa lọghachi?’