Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 1

19 Ma Josef di ya bụ onye ezi omume, chọghị imenye ya ihere, nʼihi ya, o zubere ịchụ ya na nzuzo.

20 Mgbe Josef nwechara mkpebi a, mmụọ ozi Onyenwe anyị bịakwutere ya na nrọ sị ya, "Josef nwa Devid, atụla egwu ịkpọrọ Meri ka bụrụ nwunye gị, nʼihi na nwa ahụ dị ime ya sitere nʼike Mmụọ Nsọ.

Veja também