Publicidade

Mateus 13

14 Nke a bụkwa imezu amụma ahụ Aịzaya buru sị,

" Unu ga na-anụ, nụkwa, ma unu agaghị aghọta ihe ọbụla.

Unu ga na-ele anya, hụkwa, ma unu agaghị ahụ ihe ọbụla.

15 Nʼihi na obi ndị nke a a maala abụba, dịkwa arọ,

ha adịghị ejikwa ntị ha anụ ihe,

ha mechikwara anya ha ka ha ghara ịhụ ụzọ.

Ma bụghị otu a ha nwere ike iji anya ha hụ ụzọ,

jirikwa ntị ha nụ ihe,

sitekwa nʼobi ha nwe nghọta

ma chigharịa bịakwute m, ka m gwọọ ha. 13:15 Aịz 6:9,10

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-