Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 14:25-27

25 Ma ihe dị ka site nʼelekere atọ ruo elekere isii nke ụtụtụ, Jisọs bịakwutere ha, na-aga ije nʼelu osimiri. 26 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ ya ka ọ na-aga ije nʼelu osimiri ahụ, obi lọrọ ha mmiri, ha sị, "Ọ bụkwanụ mmụọ o!" Ha tiri mkpu nʼihi egwu.

27 Ma ngwangwa Jisọs sịrị ha, "Nweenụ obi ike! O bụ m; unu atụla egwu."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.