Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 15

3 zara ha sị, "Gịnị mere unu ji na-ada iwu Chineke nʼihi omenaala unu? 4 Nʼihi na Chineke sịrị, Sọpụrụ nne gị na nna gị,15:4 Ọpụ 20:12; Dit 5:16 na, onye ọbụla kwujọrọ nna maọbụ nne ya ka e gbuo ya.15:4 Onye ahụ aghaghị ịnwụ15:4 Ọpụ 21:17; Lev 20:9

Veja também