Publicidade

Mateus 18

Mmehie nke nwanne

15 "bụrụ na nwanna gị emehie megide gị, jekwuru ya ebe naanị gị na ya nọ, tụọ ya mmehie nʼanya. bụrụ na o gee gị ntị, i ritela nwanna gị nʼuru.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-