Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 18

28 "Ma mgbe ohu ahụ sitere nʼebe ahụ pụọ, hụrụ otu ohu ibe ya ji ya ụgwọ otu narị denarị. 18:28 Ihe ruru otu puku naịra maọbụ o jiri ihe ntakịrị karịa. O jidere ya nʼaka ike, machie ya aka nʼakpịrị, sị ya, Kwụghachi m ụgwọ i ji m ugbu a.

30 "Ma o kwenyeghị, kama gara tụba ya nʼụlọ mkpọrọ, ebe ga-anọ ruo mgbe kwụsịrị ụgwọ niile o ji ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também