Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 19

12 Ma ụfọdụ ndị mmadụ ka a mụrụ ka ha bụrụ onozi, ndị ọzọ bụkwa ndị mmadụ ibe ha mere otu a. Ndị ọzọ dịkwa ndị jiri aka ha họrọ ibu onozi19:12 Nke a bụ ọnọdụ alụghị di maọbụ nwunye nke mmadụ kpebiri nʼonwe ya. nʼihi alaeze eluigwe. Onye pụrụ ịnara nke a, ya nara ya."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também