Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 21

Jisọs nʼụlọnsọ ukwu

12 Jisọs banyere nʼụlọnsọ ukwu dị na Jerusalem, malite ịchụpụ ndị niile na-ere ahịa na ndị na-azụ ahịa nʼime ụlọnsọ ahụ. O kpuru tebul ndị na-agbanwe ego ihu nʼala, kwatuokwa oche ndị na-ere nduru. 13 sịrị ha, "E dere ya nʼakwụkwọ nsọ, Ụlọ m ka a ga-akpọ ụlọ ekpere,21:13 Aịz 56:7 ma unu emeela ya ọgba ndị na-apụnarị mmadụ ihe nʼike.21:13 Jer 7:11"

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também