36 "Onye ozizi, olee iwu nke kachasị mkpa nʼime iwu niile?"
37 Ọ zara sị ya, " ‘Hụ Onyenwe gị bụ Chineke gị nʼanya site nʼobi gị niile na site na mkpụrụobi gị niile, na site nʼuche gị niile.’22:37 Dit 6:5 38 Nke a bụ iwu nke mbụ, bụrụkwa iwu kachasị iwu niile.