Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 22

37 zara sị ya, " Hụ Onyenwe gị bụ Chineke gị nʼanya site nʼobi gị niile na site na mkpụrụobi gị niile, na site nʼuche gị niile.22:37 Dit 6:5 38 Nke a bụ iwu nke mbụ, bụrụkwa iwu kachasị iwu niile. 39 Iwu ọzọ na-eso nke a nʼịdị mkpa bụ nke a, Hụ onye agbataobi gị nʼanya dị ka i si hụ onwe gị nʼanya.22:39 Lev 19:18

Veja também