Ngọnarị Pita
31 Mgbe ahụ Jisọs gwara ha sị, "Nʼabalị taa, unu niile ga-agbahapụ naanị m. Nʼihi na e dere ya, sị:
" ‘Aga m etigbu onye ọzụzụ atụrụ,
atụrụ nke igwe atụrụ ahụ ga-agbasasịkwa.’ 26:31 Zek 13:7