Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 26:39,42,44,46

39 Ọ gara nʼihu nke nta daa, kpuo ihu ya nʼala, kpee ekpere sị, "Nna m, ọ bụrụ na ọ ga-ekwe mee, napụ m iko a. Ma ọ bụghị ka e mee uche m, kama ka e mee uche gị."

42 Ọ laghachiri azụ nke ugboro abụọ kpeekwa ekpere sị, "Nna m, ọ bụrụ na iko a agaghị agabiga ma ọ bụghị na m ṅụrụ ya, ka e mee uche gị."

44 Ọ hapụrụ ha ọzọ gaa kpee ekpere nke ugboro atọ, na-ekwukwa otu okwu ahụ.

46 Bilienụ ka anyị gawa. Lee, onye ahụ na-arara m nye na-abịa!"

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.