Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 26

Njide e jidere Jisọs

47 Mgbe nọ na-ekwu okwu a, Judas, otu nʼime ndị ozi iri na abụọ ahụ bịaruru, ya na ọtụtụ igwe mmadụ so. Ụfọdụ ji mma agha ha, ndị ọzọ ji osisi.26:47 Maọbụ, mkpọ bụ ndịisi nchụaja na ndị okenye ndị Juu zitere ha.

Veja também