28 Ha yipụrụ ya uwe ya, yinye ya uwe mwụda na-acha uhie uhie. 29 Ha kpara okpueze nke e ji ogwu mee, kpukwasị ya nʼisi. Ha tinyekwara ya mkpara achara nʼaka nri, gbuo ikpere nʼala nʼihu ya, na-akwa ya emo na-asị, "Ekele, Eze ndị Juu!"
Publicidade
Publicidade