Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 4

Ọnwụnwa a nwara Jisọs nʼọzara

1 Emesịa, Mmụọ Nsọ duuru Jisọs baa nʼọzara ka ekwensu nwaa ya ọnwụnwa. 2 Mgbe o busiri ọnụ iri ụbọchị anọ ehihie na abalị, agụụ gụrụ ya nke ukwuu.

Veja também