Ọkpụkpọ ndị na-eso ụzọ ya
18 Ma mgbe Jisọs na-agafe nʼakụkụ osimiri Galili, ọ hụrụ ụmụnne abụọ, Saimọn onye a na-akpọ Pita, na Andru nwanne ya, ndị ọrụ ha bụ ịkụ azụ, ebe ha nọ nʼụgbọ mmiri na-akụ azụ. 19 Ọ sịrị ha, "Bịanụ soro m. Aga m eme unu ndị ọkụ na-akụta mmadụ."