Publicidade

Mateus 4

Jisọs agwọọ ndị ọrịa

23 Jisọs jegharịrị nʼobodo niile nke Galili, na-akụzi ihe nʼụlọ nzukọ niile ha, na-ekwusakwa oziọma nke alaeze ahụ. na-agwọkwa ọrịa na nrịa nrịa niile dị iche iche nʼetiti ndị ahụ.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-