Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 5

Nnu na ìhè

13 "Unu bụ nnu nke ụwa, ma bụrụ na nnu adịghị atọkwa ụtọ, a ga-eji gịnị mee ka tọọ ụtọ ọzọ? bakwaghị uru ọbụla, ma bụghị naanị itufu ya, ka ndị mmadụ zọọ ya ụkwụ.

14 "Unu bụ ihe nke ụwa. Unu dị ka obodo e wuru nʼelu ugwu nke a na-apụghị izo ezo. 15 Ndị mmadụ adịghị amụnye oriọna dọnye ya nʼokpuru igbe, kama a na-adọkwasị ya nʼelu ihe ịdọba oriọna, ka o nye ndị niile nọ nʼụlọ ahụ ìhè. 16 Ya mere, kwerenụ ka ìhè unu nwuo nye mmadụ niile, ka ndị mmadụ hụ ọrụ ọma unu, tookwa Nna unu nke bi nʼeluigwe.

Veja também