Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 6

17 Mgbe na-ebu ọnụ, tee isi gị mmanụ, ma saakwa ihu gị mmiri, 18 ka ndị ọzọ ghara ịhụta na na-ebu ọnụ kama ka bụrụ naanị nye Nna gị, onye anya na-adịghị ahụ. Nna gị, onye na-ahụ ihe niile na-eme na nzuzo, ga-akwụ gị ụgwọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também