Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 6

Echegbula onwe unu

25 "Nʼihi nke a ka m ji na-asị unu, unu echegbula onwe unu banyere ndụ unu, ihe unu ga-eri, maọbụ ihe unu ga-aṅụ, maọbụ banyere ahụ unu, ihe unu ga-eyi nʼahụ. bụ ndụ akarịghị nri eji azụ ya, ka bụ ahụ akarịghị ihe e ji ekpuchi ya? 26 Werenụ ụmụ nnụnụ dị ka ihe ịmaatụ. Ha adịghị akụ mkpụrụ nʼubi maọbụ ewe ihe ubi. Ha adịghị achịkọtakwa ihe debe nʼọba. Ma Nna unu nke bi nʼeluigwe na-azụ ha. bụ na unu adịghị oke ọnụahịa karịa ha?

Veja também