Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 6

Echegbula onwe unu

25 "Nʼihi nke a ka m ji na-asị unu, unu echegbula onwe unu banyere ndụ unu, ihe unu ga-eri, maọbụ ihe unu ga-aṅụ, maọbụ banyere ahụ unu, ihe unu ga-eyi nʼahụ. bụ ndụ akarịghị nri eji azụ ya, ka bụ ahụ akarịghị ihe e ji ekpuchi ya?

33 Ma burunu ụzọ chọọ alaeze ya na ezi omume ya, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị a niile.

Veja também