Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 8

26 Ma zaghachiri, "Unu ndị okwukwe nta, gịnị mere ụjọ ji na-atụ unu?" Mgbe ahụ o biliri baara ifufe ahụ na ebili mmiri ahụ mba. Ha niile dajụrụ, deere jii.

27 O juru ndị na-eso ụzọ ya anya, mee ka ha jụọ ajụjụ sị, "bụ ụdị mmadụ dị aṅaa ka nwoke a bụ? bụladị ifufe na ebili mmiri na-eme ihe o kwuru."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também