Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 9

Ndị ọrụ adịghị ukwuu

35 Jisọs jegharịrị nʼobodo niile na ogbe niile dị nʼebe ahụ, ma ndị ukwu na ndị nta, na-ezi ihe nʼụlọ ekpere ndị Juu, na-ekwusakwa oziọma nke alaeze ahụ. na-agwọkwa ọrịa na nrịa nrịa niile dị iche iche.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também