Pular para o conteúdo
Publicidade

Nehemaya 2

17 Nʼikpeazụ, agwara m ha sị, "Unu maara nke ọma ihe dakwasịrị obodo anyị. Lee otu mgbidi ya si dakasịa, na otu ọnụ ụzọ ama ya si rechapụ ọkụ. Ka anyị wuzienụ mgbidi Jerusalem, si otu a wepụ ihe ihere a dịịrị anyị." 18 Akọọrọ m ha ọchịchọ ahụ Chineke tinyere m nʼobi na ihe mụ na eze kwuru, na otu o si kwadoo ihe m gwara ya.

Ha zara m sị, "dị mma, ka anyị wugharịanụ mgbidi ahụ." Ọrụ ahụ bidokwara na-atụfughị oge.

Veja também