Publicidade

Romanos 1

16 Nʼihi na ihere oziọma ahụ anaghị eme m, nʼihi na bụ ike Chineke na-ewetara onye ọbụla kwere na ya nzọpụta, nye onye Juu na mbụ nakwa nye onye Griik. 17 Nʼihi na bụ nʼoziọma ka e kpughere ezi omume Chineke, ezi omume nke na-esite nʼokwukwe ruo okwukwe. Dịka e siri dee ya, "Onye ezi omume ga-esite nʼokwukwe dị ndụ."1:17 Hab 2:4

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-