8 Ma gịnị ka ọ na-ekwu? "Okwu ahụ nọ gị nso, ọ dị nʼọnụ gị dịrịkwa nʼobi gị,"10:8 Dit 30:14 ọ bụ ya, bụ okwu okwukwe ahụ anyị na-ekwusa. 9 Ma ọ bụrụ na ị ga-eji ọnụ gị kwupụta, na "Jisọs bụ Onyenwe anyị," kwerekwa nʼime obi gị na Chineke kpọlitere ya site nʼọnwụ, a ga-azọpụta gị.
Publicidade