Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Rom 11:33-35

Ekele dịrị Chineke

33 Leenụ ka o si dị omimi bụ akụ ahụ Chineke nwere! Lee ka ịba ụba nke amamihe ya na ihe ọmụma ya siri dị ukwuu!

Apụghị ịchọpụta ikpe ya niile,

ụzọ ya niile bụkwa ihe apụghị ịchọpụta.

34 "Onye maara uche Onyenwe anyị?

Ma ọ bụ onye bụ onye ahụ na-enye ya ndụmọdụ?"11:34 Aịz 40:13

35 "Onye burula ụzọ nye Chineke ihe,

nke ga-eme ka Chineke kwụghachi ya?"11:35 Job 41:11

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.