19 Ndị enyi m, unu abọla ọbọ, kama hapụrụnụ Chineke ọrụ ịbọtara unu ọbọ. Nʼihi na e dere ya, "Ịbọ ọbọ dịrị m, aga m akwụghachi,"12:19 Dit 32:35 ka Onyenwe anyị kwuru.