9 Iwu niile e nyere, "Gị akwala iko," "Egbula mmadụ," "Ezula ohi," "Enwela anya ukwu nʼihe mmadụ ibe gị nwere,"13:9 Ọpụ 20:13-15,17; Dit 5:17-19,21 nakwa iwu ndị ọzọ niile e nyere ka a chịkọtara nʼotu nke a sịrị: "Hụ mmadụ ibe gị nʼanya dịka onwe gị."13:9 Lev 19:18