Publicidade

Romanos 2

Ikpe ziri ezi nke Chineke

1 Nʼihi ya, nweghị ngọpụ, onye ọbụla bụ, mgbe na-ekpe ndị ọzọ ikpe. Nʼihi na mgbe mara onye ọzọ ikpe, bụ onwe gị ka na-ama ikpe maka na gị onwe gị na-emekwa ụdị ihe ndị ahụ. 2 Ma anyị maara na Chineke na-ekpe ndị na-eme ihe ọjọọ dị otu a ikpe nʼụzọ ziri ezi. 3 Gị bụ mmadụ, gịnị mere i ji na-ama ndị na-eme ihe dị otu a ikpe mgbe gị onwe gị na-eme otu ihe ahụ. I chere na ga-agbanarị ikpe Chineke?

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_12-11-46-