Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Rom 3

23 Nʼihi na mmadụ niile emehiela ha ekwesikwaghị otuto Chineke. 24 Ma ugbu a, agụọla ha na ndị ezi omume site nʼamara ya, site na mgbapụta nke si nʼaka Kraịst Jisọs.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também