Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Rom 6

20 Mgbe unu bụ ohu mmehie, o nweghị ihe megidere unu ime ezi omume. 22 Ugbu a, e meela ka unu nwere onwe unu site na mmehie. Unu aghọọla ndị ohu Chineke. Uru unu na-erita bụ ịdị nsọ, ọgwụgwụ ya bụkwa ndụ ebighị ebi.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também