Pular para o conteúdo
Publicidade

Romanos 7

2 Dịka ihe ịmaatụ, iwu na-ejikọta nwanyị lụrụ di na di ya mgbe di ya ka nọ ndụ, ma bụrụ na di nwanyị ahụ anwụọ, nọkwaghị nʼokpuru iwu jikọtara ha dịka di na nwunye. 3 A ga-akpọ ya nwanyị na-akwa iko ma bụrụ na lakwuru nwoke ọzọ mgbe di ya ka dị ndụ. Ma bụrụ na di ya anwụọ, ga-abụ onye nwere onwe ya site nʼiwu ahụ. kwaghị iko ma bụrụ na lụọ nwoke ọzọ.

Veja também