Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Rom 8

15 Nʼihi na unu anataghị mmụọ nke na-eme unu ndị ohu ọzọ nye ịtụ ụjọ, kama unu natara Mmụọ nke mere unu ụmụ Chineke. bụ site na Mmụọ ahụ ka anyị ji na-akpọ "Abba,8:15 Nke a pụtara Nna nʼasụsụ dị Aramaik. Nna." 16 Mmụọ Nsọ, nʼonwe ya na-agbakwa ama nʼime mmụọ anyị, na-agwa anyị na anyị bụ ụmụ Chineke.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também