Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Rom 8

28 Anyị maara na ihe niile na-arụkọta ọrụ maka ọdịmma ndị hụrụ Chineke nʼanya bụ ndị a kpọrọ dịka uche nsọ ya siri dị. 29 Nʼihi na ndị ahụ maararị ka kakwara akara ka ha nwe ụdịdị nke Ọkpara ya, ka bụrụ nwa e buru ụzọ mụọ nʼetiti ọtụtụ ụmụnna. 30 Ma ndị ahụ kara akara, ka kpọkwara; ndị kpọrọ, ka gụrụ na ndị ezi omume; ndị gụrụ na ndị ezi omume ka o nyekwara otuto.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também