Pular para o conteúdo
Publicidade

Rut 4:7,14,17,22

7 Na mgbe ochie nʼala Izrel,4:7 Dit 25:7-10 ime ka mgbapụta ihe na iwefe ihe site nʼaka baa nʼaka zuo oke, otu onye ga-eyipụ akpụkpọụkwụ4:7 Gbaa mba niile dị nʼetiti ọwụwa anyanwụ gburugburu, akpụkpọụkwụ bụ ihe na-egosipụta onye nwe ihe. Mgbe mmadụ nyere onye ọzọ akpụkpọụkwụ ya, nʼihi ihe ọbụla, nke a pụtara inye ya ikike i sị, site ugbu a gawa ihe ahụ a bụrụla nke gị. Abụ 60:8; Ems 2:6; 8:6 ya were ya nye onye nke ọzọ. Otu a ka e si ekpebi okwu gbasara orire na ọzụzụ, na-ime ka ihe ndị ọzọ guzosie ike nʼala Izrel.

14 Mgbe ahụ, ndị inyom obodo ahụ bịakwutere Naomi sị ya, "Onye a gọziri agọzi ka Onyenwe anyị bụ, onye na-agbawaghị gị aka onye agbụrụ mgbapụta dị nso. Ka aha ya bụrụ ihe ga-ada ụda nʼala Izrel niile.

17 Ndị inyom ndị agbataobi ya sịrị, "Ugbu a, nʼikpeazụ, Naomi enwetala nwa nwoke ọzọ!" Ha gụrụ ya Obed. Ọ bụkwa onye ahụ bụ nna Jesi, onye bụ nna Devid.

22 Obed mụrụ Jesi

Jesi mụrụ Devid.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Rute
Ver todos os capítulos de Rute