Pular para o conteúdo
Publicidade

7 ensinamentos bíblicos sobre dinheiro e finanças para uma vida equilibrada

Por Bíblia Online  - 

Lidar com dinheiro e finanças é uma realidade prática da vida, e a Bíblia oferece princípios claros sobre como administrar recursos com sabedoria, responsabilidade e temor a Deus.

As Escrituras não tratam o dinheiro como algo negativo em si, mas mostram que a forma como lidamos com ele revela prioridades, valores e a condição do coração.

Neste artigo, você encontrará versículos que apresentam ensinamentos bíblicos sobre dinheiro e finanças, ajudando a desenvolver uma visão equilibrada e alinhada com os princípios de Deus.

1. Colocar Deus acima do dinheiro

"dịghị onye ọbụla pụrụ ife nna ukwu abụọ, nʼihi na ga-achọ ịhụ otu nʼime ha nʼanya, kpọkwa nke ọzọ asị, maọbụ sọpụrụ otu ma lelịa nke ọzọ anya. Otu a kwa i nweghị ike ife Chineke na akụ otu mgbe ahụ.

Ma burunu ụzọ chọọ alaeze ya na ezi omume ya, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị a niile.

A Bíblia ensina que Deus deve ser a prioridade, acima de qualquer recurso financeiro.

2. Evitar o amor ao dinheiro

Ma ndị na-achọ ịba ọgaranya na-adaba nʼọnwụnwa na nʼime ọnya na ọtụtụ ihe nzuzu na ọchịchọ ọjọọ niile dị iche iche nke na-enubanye ha nʼịla nʼiyi na mbibi. Nʼihi na ịhụ ego nʼanya bụ mgbọrọgwụ nke ime ihe ọjọọ niile dị iche iche. Ụfọdụ ndị hụrụ ego nʼanya, ndị na-achọsi ya ike, adapụla nʼokwukwe ha, si otu a tinye onwe ha nʼọtụtụ ọnọdụ na-ewetara ha obi ọjọọ na iru ụjụ.

Debenụ ndụ unu pụọ nʼịhụnanya nke ego, ka afọ ju unu nʼihe unu nwere, nʼihi na o kwuola,

"Agaghị m ahapụ gị.

O nwekwaghị mgbe m ga-eji gbakụta gị azụ."

O problema não está no dinheiro, mas no apego a ele.


3. Administrar com sabedoria

Echiche niile nke onye na-arụsị ọrụ ike na-eweta uru,

dịka echiche onye ome ngwangwa na-enweta naanị ụkọ.

"Onye ọbụla kwesiri ntụkwasị obi nʼihe dị ntakịrị, ga-ekwesikwa ntụkwasị obi nʼihe dị ukwuu. Onye na-ekwesikwaghị ntụkwasị obi nʼihe dị ntakịrị, agaghịkwa ekwesi ntụkwasị obi nʼihe dị ukwuu.

A boa administração é um princípio bíblico essencial.

4. Praticar a generosidade

E, onye na-agbasa aka ya ga-aba ọgaranya;

onye ọbụla na-atụte ndị ọzọ ka a ga-atụtekwa.

Ka onye ọbụla nye dịka o buru ụzọ kpebie nʼime obi ya inye. Ka ghara inye nʼihi na mmadụ kwagidere ya, maọbụ inye nʼihi na ndị ọzọ na-enye, nʼihi na Chineke hụrụ ndị ji obi ụtọ nye onyinye ha nʼanya.

A generosidade faz parte da vida de quem entende o propósito dos recursos.

5. Evitar dívidas e agir com prudência

Dịka ọgaranya si achị ogbenye,

otu a kwa ka onye na-ebi ego si bụrụ ohu onye na-ebinye ya ego.

Ịhụnanya nʼihi na oge dị nso

Kwụọnụ ụgwọ niile unu ji. Ka ụgwọ unu ga-ejide ndị mmadụ bụrụ ụgwọ ịhụ ha nʼanya. Nʼihi na mgbe na-ahụ ndị mmadụ nʼanya, na-emezu ihe niile iwu chọrọ.

A Bíblia incentiva responsabilidade e cautela nas finanças.

6. Confiar na provisão de Deus

Ịhụnanya nʼihi na oge dị nso

Kwụọnụ ụgwọ niile unu ji. Ka ụgwọ unu ga-ejide ndị mmadụ bụrụ ụgwọ ịhụ ha nʼanya. Nʼihi na mgbe na-ahụ ndị mmadụ nʼanya, na-emezu ihe niile iwu chọrọ.

bụ Chineke m ga-egboro unu mkpa unu niile, site nʼụlọakụ ebube ya nke eluigwe, nʼihi Kraịst Jisọs.

A confiança em Deus traz equilíbrio em relação ao dinheiro.

7. Usar os recursos com propósito eterno

Ịkpado akụ nʼeluigwe

"Unu akpadola akụ nʼụwa nye onwe unu, ebe ga-agba nchara, akịka atakwa ya, ebe ndị ohi ga-etiwa ma zukwaa ha. Kama kwadoonụ akụ nʼeluigwe nye onwe unu, ebe ha na-agaghị agba nchara, ebe akịka na-agaghị eri ha, ebe ndị ohi na-adịghị etiwa maọbụ zuo ihe.

Ma sịrị ha, "Kpachapụnụ anya! Nọrọnụ na nche banyere oke ọchịchọ niile, nʼihi na ndụ mmadụ adabereghị nʼọtụtụ ihe o nwere."

Os recursos devem ser usados com visão espiritual e propósito eterno.

Conclusão

Os ensinamentos bíblicos sobre dinheiro e finanças mostram que a questão central não é quanto se possui, mas como se administra e qual é a prioridade do coração.

Aplicar esses princípios traz não apenas organização financeira, mas também alinhamento espiritual.

Se este conteúdo ajudou você a entender melhor como lidar com dinheiro à luz da Bíblia, compartilhe este artigo para que mais pessoas também aprendam a viver com sabedoria financeira segundo os princípios de Deus.

Seja o primeiro