Publicidade

Agradecimento

Por Bíblia Online

O agradecimento é a linguagem natural do cristão. Em tudo dai graças! A gratidão a Deus transforma a perspectiva, fortalece a fé e produz alegria em todos os tempos.

Dar graças sempre

Em tudo dai graças, porque esta é a vontade de Deus em Cristo Jesus para convosco. A gratidão é atitude fundamental.

Na-enyenụ ekele mgbe niile banyere ihe niile, nʼihi na nke a bụ ọchịchọ Chineke banyere unu ndị bụ nke Kraịst Jisọs.

Na-enyenụ Chineke bụ Nna ekele mgbe niile na nʼihe niile, nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.

Ka udo Kraịst na-achị achị nʼime obi unu, ebe unu bụ akụkụ nke otu anụ ahụ ahụ, a kpọrọ unu ka unu nọdụ nʼudo. Mgbe niile, nọọnụ na-ekele. Ka okwu nke Kraịst biri nʼime unu nʼuju ya. Werenụ amamihe niile na-akụzirịta ibe unu ihe, ma na-adụrịtakwa ibe unu ọdụ. Werekwanụ abụ ọma na abụ nke ime mmụọ bụọrọ Chineke abụ ekele nʼobi unu. Ka ihe niile unu na-eme, nʼokwu maọbụ nʼomume bụrụ nke e mere na nke e kwuru site nʼaha Onyenwe anyị Jisọs, na-enyekwanụ Chineke Nna ekele site na ya.

Ka udo Kraịst na-achị achị nʼime obi unu, ebe unu bụ akụkụ nke otu anụ ahụ ahụ, a kpọrọ unu ka unu nọdụ nʼudo. Mgbe niile, nọọnụ na-ekele.

Ka okwu nke Kraịst biri nʼime unu nʼuju ya. Werenụ amamihe niile na-akụzirịta ibe unu ihe, ma na-adụrịtakwa ibe unu ọdụ. Werekwanụ abụ ọma na abụ nke ime mmụọ bụọrọ Chineke abụ ekele nʼobi unu. Ka ihe niile unu na-eme, nʼokwu maọbụ nʼomume bụrụ nke e mere na nke e kwuru site nʼaha Onyenwe anyị Jisọs, na-enyekwanụ Chineke Nna ekele site na ya.

Ndụmọdụ ndị fọdụrụ

Na-anọgidenụ nʼekpere, nọọkwanụ na nche na-enyekwanụ ekele.

Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọbụla. Kama nʼihe niile, sitenụ nʼekpere na arịrịọ, ya na ekele, chee ihe niile na-akpa unu nʼihu Chineke.

Louvor e gratidão

Entrai pelas portas com ação de graças. Rendei graças ao Senhor porque Ele é bom e a sua bondade dura para sempre.

Jirinụ ekele banye nʼọnụ ụzọ ama ya

jiri otuto baa nʼogige ya;

keleenụ ya, tookwa aha ya.

Abụ ekele

Keleenụ Onyenwe anyị, nʼihi na dị mma.

Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Ekele maka Chineke onye na-anapụta

Keleenụ Onyenwe anyị, nʼihi na dị mma;

ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Ka anyị jiri ekele bịakwute ya

jirikwa iti egwu na ịbụ abụ jaa ya mma.

Nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke dị ukwuu,

eze ukwuu kachasị chi niile elu.

Ekele maka ịdị mma Chineke

bụ ihe ziri ezi ito Onyenwe anyị,

na iti egwu nye aha gị, gị Onye kachasị ihe niile elu,

ikwupụta ịhụnanya gị nʼụtụtụ,

na ikwesi ntụkwasị obi gị nʼabalị,

Onye na-eji ekele achụrụ m aja, na-asọpụrụ m,

bụkwa onye na-edozi ụzọ ya, ka m ga-eme ka hụ nzọpụta Chineke."

bụ Chineke m, aga m eto gị;

bụ Chineke m, aga m ebuli gị elu.

Keleenụ Onyenwe anyị nʼihi na dị mma,

ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Ugbu a, Chineke anyị, anyị na-enye gị ekele

na-etokwa aha gị dị ebube.

Expressões de gratidão

Graças a Deus pelo seu dom inefável! A gratidão se expressa em oração, louvor e generosidade para com os outros.

Ekele dịrị Chineke nʼihi onyinye ya dị ukwuu nke ọnụ na-apụghị ịkọ.

ga-emekwa ka unu bụrụ ndị ọgaranya nʼụzọ niile, ka unu nwee ihe ga-ezuru unu na nke unu ga-enye ndị ọzọ mgbe niile. Site nʼaka anyị, afọ ofufu unu ga-enye Chineke ekele nʼihi inyeaka unu nyere ha.

Ka ekele dịrị Chineke onye na-enye anyị mmeri site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst.

Inye Ekele

Ana m ekele Chineke ekele nʼihi onyinye amara niile o nyere unu site na Kraịst Jisọs.

Mmasị Pọl ịga Rom

Na mbụ, ana m ekele Chineke ekele nʼihi unu niile, site nʼaha Jisọs Kraịst. Nʼihi na a na-ekwusa ihe banyere okwukwe unu nʼụwa niile.

bụ eziokwu na ha maara Chineke, ma ha anaghị asọpụrụ ya, ha anakwaghị enye ya ekele dịka Chineke. Echiche uche ha bụ ihe efu, nzuzu ha mere ka obi ha gbaa ọchịchịrị.

Nʼihi na ihe niile sitere nʼime ya, sitekwa nʼaka ya, dịkwara ya.

bụ ya ka otuto dịrị ruo mgbe niile ebighị ebi! Amen.

" ‘ "Onyenwe anyị gọzie unu

ma chebe unu,

Onyenwe anyị mee ka ihu ya mụkwasị unu,

ma meere unu amara,

Onyenwe anyị chee ihu ya nʼebe unu nọ,

nyekwa unu udo." 

Ma bụ olu abụ ekele

ka mụ onwe m ga-eji chụọrọ gị aja.

Aga m akwụghachi nkwa niile m kwere.

Nʼihi na Nzọpụta bụ nke Onyenwe anyị.’ "

Inye ekele na ekpere

Ụmụnna, anyị aghaghị ikele Chineke ekele mgbe niile banyere unu. O kwesiri ka anyị mee otu a, nʼihi okwukwe unu na-abawanye. Ịhụnanya onye ọbụla nʼime unu nwere nʼebe ibe ya nọ na-abawanyekwa.

Ekele

Ana m ekele Chineke, bụ onye m na-ejere ozi ekele, dị ka nna nna m ha mere site nʼakọnuche dị ọcha, ọtụtụ mgbe ka m na-echeta gị nʼekpere m ehihie na abalị.

esepụghị m aka ikele ekele nʼihi unu, mgbe niile m na-echeta unu nʼekpere m niile.

Ya mere, ebe anyị na-anata alaeze nke na-apụghị ịgbanwe, ka anyị jiri obi ekele, egwu na nsọpụrụ fee Chineke ofufe nʼụzọ ga-anabata.

Anyị ji ekele nke jupụtara nʼọṅụ na-anabata ihe ndị a nke ọma, nʼebe niile na nʼụzọ niile, gị Feliks, onye a na-asọpụrụ.

Mgbe hụrụ ha, sịrị ha, "Gaanụ gosi ndị nchụaja onwe unu." Dị ka ha na-aga, e mere ka ha dị ọcha.

Mgbe otu nʼime ha chọpụtara na a gwọọla ya, laghachiri azụ, jiri oke olu na-eto Chineke. dara nʼala nʼụkwụ ya, kelee ya. bụ onye Sameria.

Jisọs jụrụ sị, "bụghị mmadụ iri ka e mere ka ha dị ọcha, ebeekwanụ ka itoolu ndị ọzọ nọ? bu naanị onye mba ọzọ a lọghachiri inye Chineke otuto?" Mgbe ahụ, sịrị ya, "Bilie, laa, okwukwe gị agwọọla gị."

Mgbe banyere nʼotu obodo nta, ndị ekpenta iri sitere nʼebe dị anya zute ya. Ha tiri mkpu nʼoke olu sị, "Jisọs nna anyị ukwuu, mere anyị ebere."

Mgbe hụrụ ha, sịrị ha, "Gaanụ gosi ndị nchụaja onwe unu." Dị ka ha na-aga, e mere ka ha dị ọcha.

Mgbe otu nʼime ha chọpụtara na a gwọọla ya, laghachiri azụ, jiri oke olu na-eto Chineke. dara nʼala nʼụkwụ ya, kelee ya. bụ onye Sameria.

Jisọs jụrụ sị, "bụghị mmadụ iri ka e mere ka ha dị ọcha, ebeekwanụ ka itoolu ndị ọzọ nọ? bu naanị onye mba ọzọ a lọghachiri inye Chineke otuto?" Mgbe ahụ, sịrị ya, "Bilie, laa, okwukwe gị agwọọla gị."

Inye ekele na ekpere

Ana m ekele Chineke m ekele mgbe ọbụla m chetara unu.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_12-11-46-