Publicidade

Alegria e felicidade

Por Bíblia Online

A alegria é fruto do Espírito e marca do cristão. Alegrai-vos sempre no Senhor! A Bíblia ensina que a alegria de Deus é nossa fortaleza — não depende de circunstâncias, mas da presença de Deus.

Alegrai-vos no Senhor

Alegrai-vos sempre no Senhor! Outra vez digo: alegrai-vos! Na presença de Deus há plenitude de alegria eterna.

Ndụmọdụ ikpeazụ

Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile nʼime Onyenwe anyị. Ka m kwuokwa ya ọzọ, ṅụrịanụ ọṅụ!

Ndụmọdụ ikpeazụ

Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile nʼime Onyenwe anyị. Ka m kwuokwa ya ọzọ, ṅụrịanụ ọṅụ!

I gosila m ụzọ ndụ;

ga-eji ọṅụ mejupụta obi m nʼihu gị;

ya na ihe ụtọ ndị dị nʼaka nri gị ruo ebighị ebi.

I gosila m ụzọ ndụ;

ga-eji ọṅụ mejupụta obi m nʼihu gị;

ya na ihe ụtọ ndị dị nʼaka nri gị ruo ebighị ebi.

Ana m elekwasị Onyenwe anyị anya mgbe niile.

Ebe nọ nʼaka nri m, agaghị m ama jijiji.

Nʼihi nke a, obi dị m ụtọ, ire m jupụtakwara nʼọṅụ;

aga m anọkwa nʼudo.

Ma mee ka onye ọbụla na-agbaba nʼime gị ṅụrịa;

mee ka ha nọgide na-eti mkpu ọṅụ.

Were aka nchebe gị kpuchie ha,

ka ndị niile hụrụ aha gị nʼanya ṅụrịa ọṅụ nʼime gị.

Gị onwe gị bụụrụ m ebe nzuzo;

ga-echebekwa m ka nsogbu ọbụla hapụ irute m nso.

bụkwa abụ nzọpụta ka i ji gbaa m gburugburu. Sela

Chineke bụ eze nke ụwa

Kụọnụ aka unu, unu mba niile;

jiri iti mkpu ọṅụ tikuo Chineke.

Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.

na-eji nzọpụta kpukwasị ndị dị umeala nʼobi nʼisi dịka okpueze.

Fruto do Espírito

O fruto do Espírito é amor, alegria, paz. A alegria do Senhor é nossa fortaleza — não depende do mundo.

Ma mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ bụ, ndụ ịhụnanya, na ọṅụ, na udo, na ogologo ntachiobi, na obiọma, na ịdị mma, na ikwesi ntụkwasị obi, ịdị nwayọọ, na ijide onwe. dịkwaghị iwu na-emegide ihe ndị a.

Nehemaya gwakwara ha sị; "Laanụ nʼụlọ unu gaa mee mmemme oriri na ọṅụṅụ nyekwanụ ndị na-enweghị nke ha ga-eri. Ụbọchị taa dị nsọ nye Chineke anyị. Unu erukwala ụjụ, nʼihi na ọṅụ Onyenwe anyị bụ ike unu."

Nehemaya gwakwara ha sị; "Laanụ nʼụlọ unu gaa mee mmemme oriri na ọṅụṅụ nyekwanụ ndị na-enweghị nke ha ga-eri. Ụbọchị taa dị nsọ nye Chineke anyị. Unu erukwala ụjụ, nʼihi na ọṅụ Onyenwe anyị bụ ike unu."

Nke a bụ ụbọchị Onyenwe anyị anyị mere,

ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime ya.

Ana m aṅụrị ọṅụ nʼịgbaso iwu gị niile

dịka mmadụ si aṅụrị ọṅụ nʼime oke ịba ụba.

Iwu gị niile bụ ihe nketa m ruo mgbe ebighị ebi;

ha bụ ihe na-enye obi m ọṅụ.

Ngọzị dịrị ndị na-atụ egwu Onyenwe anyị

Ngọzị na-adịrị ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị,

ndị na-aga ije nʼirube isi nye ya.

ga-eri mkpụrụ ọrụ aka gị;

ọtụtụ ngọzị na ihe ịga nke ọma ga-abụ nke gị.

Alegria nas tribulações

Os que semeiam em lágrimas ceifarão com alegria. Tende por motivo de grande gozo quando caídes em diversas tentações.

Ndị niile na-eji anya mmiri na-arụ ọrụ ịkụ mkpụrụ

ga-emesịa jiri abụ ọṅụ wee ihe ubi ahụ.

Iwe ya adịghị adịgide tee anya,

ma ime amara ya na-adị ruo ebighị ebi!

Ịkwa akwa nwere ike dịrị ogologo abalị niile,

ma iti mkpu ọṅụ ga-adị nʼụtụtụ.

Iwe ya adịghị adịgide tee anya,

ma ime amara ya na-adị ruo ebighị ebi!

Ịkwa akwa nwere ike dịrị ogologo abalị niile,

ma iti mkpu ọṅụ ga-adị nʼụtụtụ.

Ọnwụnwa na nsogbu

Ụmụnna m, ka obi unu jupụta nʼọṅụ mgbe ọbụla ọnwụnwa dị iche iche gbara unu gburugburu. Nʼihi na mgbe a na-anwa okwukwe unu ọnwụnwa, ntachiobi unu na-enwe ohere ito eto.

A sịkwarị na osisi fiig amaghị ifuru,

na dịghị mkpụrụ dị nʼosisi vaịnị,

a sịkwa na mkpụrụ osisi oliv ebilata

na ala ubi niile emepụtaghị ihe oriri,

a sịkwa na dịghị atụrụ dị nʼọgba anụ,

na dịkwaghị ehi nọ nʼụlọ anụmanụ,

mụ onwe m ga-anọgide na-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị.

Aga m etegharịkwa egwu ọṅụ nʼime Chineke Onye nzọpụta m.

bụ nʼihi Kraịst ka m na-anọgide nʼadịghị ike m niile, mkparị ndị mmadụ, ihe isi ike niile, mkpagbu niile na ihe ndakwasị dị iche iche. Nʼihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-enwe ike karịa.

bụ ezie na unu ejibeghị anya unu hụ ya mgbe ọbụla, ma unu hụrụ ya nʼanya, bụkwa ezie na unu adịghị ahụ ya anya ugbu a, ma unu kwere na ya. Unu jupụtakwara nʼọṅụ ahụ dị ebube nke ọnụ na-apụghị ịkọwa. Ụgwọ ọrụ ọzọ unu ga-enweta nʼihi okwukwe unu nʼime ya ga-abụ nzọpụta a ga-azọpụta mkpụrụobi unu.

bụ ezie na unu ejibeghị anya unu hụ ya mgbe ọbụla, ma unu hụrụ ya nʼanya, bụkwa ezie na unu adịghị ahụ ya anya ugbu a, ma unu kwere na ya. Unu jupụtakwara nʼọṅụ ahụ dị ebube nke ọnụ na-apụghị ịkọwa. Ụgwọ ọrụ ọzọ unu ga-enweta nʼihi okwukwe unu nʼime ya ga-abụ nzọpụta a ga-azọpụta mkpụrụobi unu.

Alegria compartilhada

Alegrai-vos com os que se alegram. O Senhor fez coisas grandiosas por nós — alegrai-vos no Senhor e regozijai-vos.

Nweenụ obi aṅụrị nʼime olileanya, nweenụ ntachiobi nʼime nsogbu, na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile.

Mgbe ndị ọzọ na-aṅụrị ọṅụ, soronụ ha ṅụrịa ọṅụ. Mgbe ha nọ nʼiru ụjụ, soronụ ha ruo ụjụ.

Nʼihi na alaeze Chineke abụghị oriri na ọṅụṅụ kama bụ ezi omume, na udo na ọṅụ nʼime Mmụọ Nsọ.

Nʼihi na alaeze Chineke abụghị oriri na ọṅụṅụ kama bụ ezi omume, na udo na ọṅụ nʼime Mmụọ Nsọ.

Ka Chineke onye bụ isi olileanya mejupụta unu nʼoke ọṅụ na udo dịka unu na-atụkwasị ya obi, ka unu si otu a bụrụ ndị olileanya ha jubigara oke site nʼike nke Mmụọ Nsọ.

Ka ga-abụ site nʼuche Chineke, aga m abịakwute unu nʼọṅụ kurukwa ume ndụ na nnọkọ mụ na unu.

Ka onye ọbụla nye dịka o buru ụzọ kpebie nʼime obi ya inye. Ka ghara inye nʼihi na mmadụ kwagidere ya, maọbụ inye nʼihi na ndị ọzọ na-enye, nʼihi na Chineke hụrụ ndị ji obi ụtọ nye onyinye ha nʼanya.

Ma ikpere Chineke bara uru nke ukwuu nye onye nwere afọ ojuju nʼihe ọbụla o nwere.

Ndị ọgaranya

Nye ndị bụ ọgaranya nʼoge ugbu a iwu ka ha ghara ịnya isi, maọbụ tụkwasị obi ha nʼakụnụba, nke a na-ejighị aka. Kama ka ntụkwasị obi ha dịrị na Chineke onye na-enyezu anyị ihe niile site nʼakụ ya nʼihi ime anyị obi ụtọ.

Jesus e a alegria

A minha alegria esteja em vós e a vossa alegria seja completa. Pedi e recebereis para que a vossa alegria seja plena.

Agwala m unu ihe ndị a ka ọṅụ m dịrị nʼime unu ka ọṅụ unu zukwaa oke.

Agwala m unu ihe ndị a ka ọṅụ m dịrị nʼime unu ka ọṅụ unu zukwaa oke.

Unu nọ nʼọnọdụ iru ụjụ ugbu a, ma aga m ahụ unu anya ọzọ, obi unu ga-ejupụta nʼọṅụ. Mmadụ ọbụla apụghịkwa ịnapụ unu ọṅụ unu.

Ruo ugbu a, dịbeghị ihe unu rịọrọ nʼaha m. Rịọọnụ, unu ga-arịọta, ka ọṅụ unu zukwaa oke.

Ka anyị na-elegide Jisọs anya, onye mbụ na onye na-eme ka okwukwe anyị zuo oke, onye jiri nʼihi ọṅụ e debere nʼihu ya, die ahụhụ na ihe ihere nke obe, nọdụ nʼaka nri nke ocheeze Chineke.

bụ ihe siri ike mmadụ ime ihe ga-atọ ya ụtọ ma bụrụ na onye ahụ enweghị okwukwe. Nʼihi na onye na-abịakwute Chineke nso aghaghị ikwe na dị. Na bụkwa onye na-akwụghachi onye ọbụla na-achọsi ya ike ụgwọ.

Alegria eterna

Alegria eterna terão sobre suas cabeças. O Senhor reinará com alegria sobre o seu povo para todo o sempre.

I meela ka mba ahụ baa ụba dịrị ukwuu,

mee ka ọṅụ ha dịkwa ukwuu,

ha na-enwe ọṅụ nʼihu gị,

dịka ọṅụ nke ndị ọrụ ubi nʼoge owuwe ihe ubi,

dịka ndị agha na-etegharị egwu ọṅụ

mgbe ha na-ekesa ihe a kwatara nʼagha.

Ka ndị niile bi na Zayọn tie mkpu ọṅụ, bụkwaa abụ.

Nʼihi na Onye nsọ nke Izrel. dị ukwuu, e, dị ike nke ukwuu, bụ Onye ahụ na-ebi nʼetiti unu."

Ma ndị ahụ Onyenwe anyị gbapụtara ga-alọtakwa.

Ha ga-eji abụ bata na Zayọn;

ọṅụ na-adịgide ga-adịkwasị nʼisi ha.

Oke ọṅụ na obi ụtọ ga-ejupụta nʼobi ha.

Iru ụjụ na ịsụ ude ga-efelaga.

Obi na-atọ m ụtọ nke ukwuu nʼime Onyenwe anyị,

mkpụrụobi m ga-etegharịkwa egwu ọṅụ nʼime Chineke m.

Nʼihi na o werela uwe nzọpụta kpuchie m,

werekwa uwe oke ọṅụ nke ezi omume ya yikwasị m nʼahụ.

Adị m ka nwoke na-alụ nwanyị ọhụrụ, onye na-emezi isi ya ka dịrị ka nke onye nchụaja.

E, adị m ka nwaagbọghọ na-alụ di, nke ji ọla ọma dị iche iche chọọ onwe ya mma.

Obi na-atọ m ụtọ nke ukwuu nʼime Onyenwe anyị,

mkpụrụobi m ga-etegharịkwa egwu ọṅụ nʼime Chineke m.

Nʼihi na o werela uwe nzọpụta kpuchie m,

werekwa uwe oke ọṅụ nke ezi omume ya yikwasị m nʼahụ.

Adị m ka nwoke na-alụ nwanyị ọhụrụ, onye na-emezi isi ya ka dịrị ka nke onye nchụaja.

E, adị m ka nwaagbọghọ na-alụ di, nke ji ọla ọma dị iche iche chọọ onwe ya mma.

Onyenwe anyị bụ Chineke gị nọ nʼetiti gị,

bụ Dike nʼagha nke na-enye mmeri.

ga-eji ọṅụ nwee mmasị na ahụ gị;

nʼihi ịhụnanya ya, gaghị abakwara gị mba,

kama ga-eji oke iti mkpu abụ ṅụrịa ọṅụ nʼebe nọ."

Ya mere, gaa nʼihu, jiri ọṅụ rie nri gị, jirikwa ọṅụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ nʼihi na bụ ugbu a ka Chineke nabatara ọrụ gị.

Nyeghachikwa m ọṅụ nke nzọpụta gị,

ma jiri ezi mmụọ kwagide m.

Nʼezie, i nyela ya ngọzị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,

i mere ka o nwee obi ụtọ nke na-esite nʼọṅụ nke nọnyere gị.

Mgbe oke nchekasị obi batara nʼime m,

nkasiobi gị wetara mkpụrụobi m ọṅụ.

Onyenwe anyị bụ ike m na ọta m;

ana m atụkwasị ya obi m, si otu a bụrụ onye a na-enyere aka.

Obi m na-awuli elu nʼihi ọṅụ,

aga m ejikwa abụ m na-eto ya.

Olileanya ndị ezi omume ga-abụ ọṅụ;

olileanya ndị na-emebi iwu bụ naanị ihe efu.

Ọṅụ na-adị mgbe mmadụ natara ọsịsa dị mma,

okwu e kwuru nʼoge o kwesiri dị mma.

Ọṅụ na-adị mgbe mmadụ natara ọsịsa dị mma,

okwu e kwuru nʼoge o kwesiri dị mma.

Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ.

bụkwa ihe oke ọṅụ inweta nwa maara ihe.

Na-aṅụrịnụ ọṅụ oge niile. Na-ekpenụ ekpere oge niile na-esepụghị aka. Na-enyenụ ekele mgbe niile banyere ihe niile, nʼihi na nke a bụ ọchịchọ Chineke banyere unu ndị bụ nke Kraịst Jisọs.

Asị m unu, nʼụzọ dị otu a, ọṅụ dị ukwu ga-adị nʼeluigwe nʼihi otu onye mmehie nke chegharịrị, karịa iri itoolu na itoolu ndị ezi omume bụ ndị nchegharị na-adịghị mkpa.

Ilu banyere akụ e zoro nʼala

"Alaeze eluigwe dị ka akụ e zoro nʼubi, nke otu nwoke chọpụtara zookwa ya ọzọ. Nwoke a jiri ọṅụ ree ihe niile o nwere, ma gaa zụta ubi ahụ.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-