Publicidade

Ascensão

Por Bíblia Online

A ascensão de Jesus ao céu é a coroação de sua obra redentora. Ele subiu à destra do Pai, de onde voltará com poder e glória para buscar os seus.

Mgbe o kwusiri nke a, e weliri ya elu mgbe ha na-ele anya, igwe ojii kpuchikwara ya, zopu ya nʼanya ha.

Mgbe ha na-elegidesi anya ike nʼeluigwe dịka na-ala, na mberede, ụmụ nwoke abụọ yi uwe ọcha guzooro ha nso. Ha sịrị, "Ndị ikom Galili, gịnị mere unu jiri guzoro ebe a na-ele anya nʼeluigwe? Jisọs a onye e sitere nʼetiti unu kpọrọ laa nʼeluigwe ga-alọghachikwa otu ahụ unu si hụ ya o siri laa nʼeluigwe."

Mgbe Onyenwe anyị Jisọs gwasịrị ha okwu ndị a, e weliri ya elu, baa nʼeluigwe, ebe nọdụ ala nʼakụkụ aka nri Chineke.

Jisọs agbagoro nʼeluigwe

O duuru ha garuo na Betani, chilie aka ya abụọ elu gọzie ha. Dị ka na-agọzi ha, sitere nʼebe ha nọ pụọ, e weliri ya elu, baa nʼeluigwe.

Nʼụlọ Nna m, e nwere ọtụtụ ebe obibi. bụrụ na o sighị otu a dịrị, agaara m agwa unu na m na-aga kwadoro unu ebe obibi?

Nʼezie, nʼezie, agwa m unu, onye ọbụla kwere na m ga-arụ ọrụ ndị m rụrụ, rụọkwa ọrụ karịrị ndị a, nʼihi na m na-alakwuru Nna m.

Esi m nʼebe Nna nọ pụta, bịa nʼime ụwa. Ana m ahapụkwa ụwa ịlaghachikwuru Nna."

Jisọs sịrị ya, "Emetụkwala m aka nʼihi na alakwurubeghị m Nna m. Kama gakwuru ụmụnna m gwa ha, Ana m alakwuru Nna m na Nna unu. Chineke m na Chineke unu.’ "

Jisọs sịrị, "Naanị nwa oge ka mụ na unu ga-anọ, aga m alakwurukwa onye zitere m.

Karịchasịa nke a, bụ ihe omimi dị ukwuu, bụ ntọala ebe ezi ịdị nsọ si walite:

pụtara ihe nʼụdịdị mmadụ,

Mmụọ Nsọ gosiri na bụ onye ezi omume,

ndị mmụọ ozi hụrụ ya,

e kwusara ihe banyere ya nye mba niile,

ụwa niile kwenyeere na ya,

a nabatakwara ya nʼebube nke eluigwe.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-