Publicidade

Convicção

Por Bíblia Online

A convicção cristã é firmeza de fé que não se abala diante da oposição. É a certeza interior que compele a proclamar a verdade com ousadia, independentemente das consequências.

Ousadia para falar

Recebereis poder e sereis minhas testemunhas. A convicção do Espírito nos equipa para proclamar com coragem e sem vergonha.

Ma mgbe Mmụọ Nsọ bịakwasịrị unu, unu ga-anata ike. Mgbe ahụ, unu ga-agbara m ama na Jerusalem, na Judịa niile ya na Sameria ruokwa ebe niile ụwa sọtụrụ."

Mgbe ha hụrụ nkwuwa okwu Pita na Jọn, na-atụghị ụjọ, ma chọpụtakwa na ha bụ ndị mmadụ nkịtị, na ndị a na-azụghị nʼụlọ akwụkwọ, o juru ha anya. Ma ha ghọtara na ha bụ ndị ha na Jisọs nọkọrọ.

Pita na ndị ozi ndị ọzọ zara sị, "Anyị ga-erubere Chineke isi bụghị mmadụ.

Na-echetakwanụ m nʼekpere, ka e nye m ike nke mkwuwa okwu, m ga-eji na-ekwupụta ihe omimi nke oziọma na-atụghị egwu ọbụla, nke m ji maka ya bụrụ onye nnọchite anya nọ na mkpọrọ. Kperenụ m ekpere ka m kwupụta ya nʼatụghị egwu ọbụla dị ka m kwesiri ikwu.

Nʼihi na ihere oziọma ahụ anaghị eme m, nʼihi na bụ ike Chineke na-ewetara onye ọbụla kwere na ya nzọpụta, nye onye Juu na mbụ nakwa nye onye Griik.

bụrụ na ihere na-eme onye ọbụla nʼihi m na nʼihi okwu m nʼụwa ọjọọ a, na nʼụwa mmehie a, ihere onye ahụ ga-emekwa Nwa nke Mmadụ, mgbe ga-abịaghachi nʼebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi dị nsọ."

Ihere emela gị ikwupụta ama banyere Onyenwe anyị maọbụ banyere m bụ onye mkpọrọ ya. Kama, site nʼike Chineke, soro m hụọ ahụhụ nʼihi oziọma ahụ.

Na-akụzi ihe ndị a, werekwa ha na-adụ ndị gị ọdụ site nʼikike niile i nwere. Werekwa ha na-atụ ha mmehie ha nʼihu. Ka mmadụ ọbụla ghara ilelị gị anya.

Firmeza e confiança

Não temas diante dos homens. A Palavra de Deus é fogo na boca do profeta e firmeza na vida do crente.

Ma Onyenwe anyị sịrị m, "Asịkwala Abụ m naanị nwantakịrị,nʼihi na ga-agakwuru onye ọbụla m zigara gị, ga-ekwukwa ihe niile m nyere gị nʼiwu.

Gị onye na-eweta oziọma nye Zayọn,

rigoro nʼelu ugwu;

gị onye na-eweta oziọma nye Jerusalem,

welie olu gị elu tisie mkpu ike;

e, tisie mkpu ike, atụla egwu.

Gwa obodo niile nke Juda okwu sị ha:

"Chineke unu na-abịa."

Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị enyela m amamihe ya

ka m nwee ike ịmata ihe m ga-agwa ndị a ike gwụrụ.

Ụtụtụ niile ka na-akpọte mmụọ m,

meghee akpa uche m, ime ka m ghọta uche ya.

Aga m emekwa ka egedege ihu gị dị ka nkume siri ike, sie ike karịa nkume. Nʼihi ya, atụla ha egwu; bụ ezie na ha bụ ndị na-enupu isi, ma atụla ihu ha egwu."

Aga m ekwupụta banyere ụkpụrụ gị nʼihu ndị eze

ma ihere agaghị eme m,

Bienụ ezi ndụ nʼetiti ndị mba ọzọ, ka ga-abụ na a sị na ha ebo unu ebubo ime ihe ọjọọ, ha ga-ahụ ọrụ ọma unu, ma nye Chineke otuto nʼụbọchị ahụ ga-abịa.

Ịtụ egwu mmadụ bụ ihe ịma nʼọnya,

ma onye ọbụla na-atụkwasị Onyenwe anyị obi na-anọ nʼudo.

Nʼaka nke ọzọ, anyị na-ekwu okwu dị ka ndị ozi Chineke nwapụtara, ndị o tinyere ọrụ oziọma a nʼaka na ntụkwasị obi idebe. Anyị adịghị agbalị ime ihe ga-atọ mmadụ ụtọ, kama anyị chọrọ ime ihe ga-atọ Chineke ụtọ, bụ onye na-enyocha echiche obi anyị.

"Unu bụ ihe nke ụwa. Unu dị ka obodo e wuru nʼelu ugwu nke a na-apụghị izo ezo. Ndị mmadụ adịghị amụnye oriọna dọnye ya nʼokpuru igbe, kama a na-adọkwasị ya nʼelu ihe ịdọba oriọna, ka o nye ndị niile nọ nʼụlọ ahụ ìhè. Ya mere, kwerenụ ka ìhè unu nwuo nye mmadụ niile, ka ndị mmadụ hụ ọrụ ọma unu, tookwa Nna unu nke bi nʼeluigwe.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-