Publicidade

O Deus do impossível

Por Bíblia Online

Deus é o Deus do impossível. Para Ele não há nada difícil demais. O que parece impossível aos olhos humanos é perfeitamente possível para o Criador do universo.

Nada é impossível

Para Deus nada é impossível. Ele faz infinitamente mais do que podemos pedir ou imaginar — esse é o nosso Deus.

Jisọs legidere ha anya sị ha, "Nʼebe mmadụ nọ nke a bụ ihe a na-apụghị ime, ma dịghị ihe rara ahụ ime nʼebe Chineke nọ."

Ma Jisọs lere ha anya sị ha, "Nʼebe mmadụ nọ, bụ ihe rara ahụ. Ma nʼebe Chineke nọ, ihe niile dị mfe. dịghị ihe rara Chineke ahụ ime."

sịrị, "Ihe mmadụ na-apụghị ime, bụ ihe Chineke pụrụ ime."

Meri sịrị mmụọ ozi ahụ, "Olee otu nke a ga-esi mee ebe m bụ nwaagbọghọ na-amaghị nwoke?"

Mmụọ ozi ahụ sịrị ya, "Mmụọ Nsọ ga-abịakwasị gị, ike nke Onye kachasị ihe niile elu ga-ekpuchikwa gị. Ya mere onye nsọ ahụ a ga-amụ, a ga-akpọ ya Ọkpara Chineke. Lekwa Elizabet onye ikwu gị atụrụla ime nwa nwoke nʼagadi ya. Nke a bụ ọnwa isii ya, bụ onye ahụ ha na-akpọ nwanyị aga. Nʼihi na dịghị okwu sitere na Chineke nke na-agaghị ere."

Meri zaghachiri sị, "Abụ m ohu Onyenwe anyị, ka dịrị m dị ka i kwuru." Mgbe ahụ mmụọ ozi ahụ hapụrụ ya laa.

Onyenwe anyị jụrụ Ebraham ajụjụ sị, "Gịnị mere Sera ji achị ọchị? Gịnị mere o ji kwuo sị, Olee otu agadi nwanyị dịka m ga-esi mụọ nwa?dị ihe nyịrị Onyenwe anyị ime? Mụ onwe m ga-alọghachikwute gị nʼoge a kara aka, Sera nwunye gị ga-amụta nwa nwoke."

"Amara m na pụrụ ime ihe niile;

dịghị atụmatụ gị nke a pụrụ ikposa.

"Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị bụ gị sitere nʼike gị dị ukwuu, na aka gị e setịrị eseti mee eluigwe na ụwa. O nweghị ihe ọbụla na-enweghị ike ime.

Fé no impossível

Se tiverdes fé como um grão de mostarda... Os impossíveis de Deus são convites ao exercício da fé audaciosa.

sịrị ha, "bụ nʼihi na okwukwe unu nwere esighị ike. Nʼezie, agwa m unu, bụrụ na unu e nwee okwukwe nke dị nta ka mkpụrụ mọstaadị, unu nwere ike sị ugwu a, Site nʼebe a wezuga onwe gị,ga-apụtakwa. dịghị ihe unu na-agaghị enwe ike ime.

Jisọs sịrị ya, " bụrụ na i nwere ike? Ihe niile pụrụ ime nʼebe onye kwere ekwe nọ."

Ya mere, ka m gwa unu, ihe ọbụla unu rịọrọ nʼekpere, kwerenụ na unu anatala ya, ga-abụkwa nke unu.

Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, "O nwere ike bụrụ na ihe ndị a ga-adị ka ihe dịkarịrị ike imezu nʼanya ndị ahụ ga-afọdụ nʼoge ahụ, ma ga-abụ ihe dịkarịrị ike ime nʼanya m?" Otu a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri.

Onyenwe anyị dị ukwuu, ike ya dịkwa ukwuu;

nghọta ya enweghị nsọtụ.

Onye a ka e weere nyefee unu nʼaka site na nzube nke Chineke buru ụzọ tụọ atụmatụ ya, na dịka o siri mara na mbụ, bụ ya ka unu gburu ma kpọgidekwa nʼobe site nʼaka ndị na-amaghị iwu. Ma Chineke emela ka o site nʼọnwụ bilie mgbe tọpụchara ihe mgbu nke ọnwụ, nʼihi na ọnwụ enweghị ike ijide ya.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-