Publicidade

Doença

Por Bíblia Online

A doença é realidade humana que a Bíblia confronta com compaixão e poder. Jesus curou toda enfermidade e prometeu ouvir a oração da fé pelos enfermos.

Jesus, o curador

Jesus percorreu toda a Galileia curando toda enfermidade e doença entre o povo. Pelo seu nome, curas continuam acontecendo.

Ndị ọrụ adịghị ukwuu

Jisọs jegharịrị nʼobodo niile na ogbe niile dị nʼebe ahụ, ma ndị ukwu na ndị nta, na-ezi ihe nʼụlọ ekpere ndị Juu, na-ekwusakwa oziọma nke alaeze ahụ. na-agwọkwa ọrịa na nrịa nrịa niile dị iche iche.

Gwọọnụ ndị ọrịa, kpọteenụ ndị nwụrụ anwụ, meenụ ka ahụ ndị ekpenta dị ọcha, chụpụkwanụ mmụọ ọjọọ. Nʼefu ka unu natara. Ya mere, nyenụ nʼefu.

Gwọọnụ ndị ọrịa, kpọteenụ ndị nwụrụ anwụ, meenụ ka ahụ ndị ekpenta dị ọcha, chụpụkwanụ mmụọ ọjọọ. Nʼefu ka unu natara. Ya mere, nyenụ nʼefu.

Nʼoge uhuruchi, ha kpọtaara ya ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ na-esogbu. O ji okwu ọnụ chụpụ mmụọ ọjọọ ahụ niile, gwọọkwa ndị niile ahụ na-adịghị ike. Nke a bụ imezu amụma ahụ Aịzaya buru sị,

"O bupụrụ nrịa nrịa anyị niile,

burukwa ọrịa anyị niile."

Mgbe m gba ọtọ, unu zụtara uwe nye m. Mgbe m dara ọrịa unu lekọtara m. Anọkwara m nʼụlọ mkpọrọ unu bịara leta m.

"Mgbe ahụ ndị ezi omume ahụ ga-ajụ ya sị, Onyenwe anyị, olee mgbe anyị hụrụ gị ka agụụ na-agụ gị anyị enye gị nri? Olee mgbe anyị hụrụ gị ka akpịrị na-akpọ gị nkụ, anyị ekuru mmiri ọṅụṅụ nye gị? Olee mgbe kwa ka anyị hụrụ gị dị ka onye ọbịa anyị akpọbata gị? Olee mgbe kwa ka anyị hụrụ gị ka gba ọtọ anyị enye gị uwe? Olee mgbe kwa ka anyị hụrụ gị nʼọrịa, maọbụ nʼụlọ mkpọrọ anyị abịa leta gị?

"Eze ahụ ga-azaghachi ha sị, Nʼezie asị m unu, mgbe unu mesoro otu nʼime ndị a dị nta nʼime ụmụnne m omume ọma, bụ m ka unu mesoro omume ahụ.

Mgbe nụrụ nke a, Jisọs sịrị ha, "Mkpa dibịa adịghị akpa ndị ahụ dị ike, kama bụ ndị ahụ na-esighị ike. Abịaghị m ịkpọ ndị ezi omume kama ndị mmehie."

Gwọọnụ ndị ọrịa nọ nʼebe ahụ, gwakwanụ ha sị, Alaeze Chineke adịla unu nso.

Jisọs ezipu ndị ozi iri na abụọ

Mgbe kpọkọtara ndị ozi iri na abụọ ahụ, o nyere ha ike na ịchị isi nʼebe mmụọ ọjọọ niile nọ na ịgwọ ọrịa dị iche iche. O nyere ha ikike, zipụ ha ikwusa alaeze Chineke na ịgwọ ndị nrịa nrịa.

Promessas de cura

Eu sou o Senhor que te sara. As Escrituras prometem cura para o corpo e para a alma aos que confiam em Deus.

sịrị, "bụrụ na unu ga-ege ntị nke ọma nʼokwu Onyenwe anyị Chineke unu, mee ihe ziri ezi nʼanya ya, bụrụkwa na unu eleruo anya idebe iwu ya na ụkpụrụ ya niile, dịghị ọrịa nke m tinyere nʼahụ ndị Ijipt nke m ga-etinye nʼahụ unu. Nʼihi na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, onye na-agwọ unu ọrịa niile."

Ma unu ga-efe Onyenwe anyị bụ Chineke unu. Mgbe ahụ, ngọzị ya ga-adịkwasị nri unu na mmiri ọṅụṅụ unu. Aga m ewezugakwa ọrịa nʼetiti unu.

Ma unu ga-efe Onyenwe anyị bụ Chineke unu. Mgbe ahụ, ngọzị ya ga-adịkwasị nri unu na mmiri ọṅụṅụ unu. Aga m ewezugakwa ọrịa nʼetiti unu.

Onyenwe anyị, bụrụ na i mee ka ahụ sie m ike aga m adị ndụ.

bụrụ na zọpụta m aga m abụ onye azọpụtara,

nʼihi na bu naanị gị ka m na-eto.

bụ ya na-agbaghara gị mmehie gị niile;

na-agwọkwa gị ọrịa gị niile,

na-agwọ ndị niile obi ha tiwara etiwa

na-ekechikọtakwa ebe niile ha merụrụ ahụ.

Onyenwe anyị na-emeghe anya ndị kpuru ìsì,

Onyenwe anyị na-akwagide ndị niile dara mba,

Onyenwe anyị hụrụ ndị ezi omume niile nʼanya.

Ekpere onye ọrịa

Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ ndị nwere uche na-eleta ndị ogbenye;

Onyenwe anyị na-azọpụta ha nʼoge nsogbu.

Onyenwe anyị ga-echebe ha, debekwa ha ndụ;

ga-eme ka ihe na-agara ha nke ọma nʼala ahụ,

gaghị arara ha nye nʼọchịchọ ndị iro ha.

Onyenwe anyị na-elekọta ha mgbe ahụ na-esighị ha ike,

meekwa ka ahụ dị ha mma.

Onye m hụrụ nʼanya, ekpere m bụ na ahụ ga-esi gị ike, ka ihe na-agara gị nke ọma, dịka na-agara mkpụrụobi gị nke ọma.

Oração pelos doentes

A oração da fé salvará o enfermo. Confessai as ofensas uns aos outros e orai uns pelos outros para serdes curados.

dị onye nọ nʼetiti unu ahụ na-esighị ike? Ya kpọọ ndị okenye chọọchị ka ha kpeere ya ekpere, ka ha wụkwasịkwa ya mmanụ otite nʼisi kpọkuokwa aha Onyenwe anyị. Ekpere nke okwukwe ga-azọpụta onye ọrịa ahụ. Onyenwe anyị ga-ekulite ya, bụrụkwa na o mehiere, a ga-agbaghara ya.

dị onye nọ nʼetiti unu ahụ na-esighị ike? Ya kpọọ ndị okenye chọọchị ka ha kpeere ya ekpere, ka ha wụkwasịkwa ya mmanụ otite nʼisi kpọkuokwa aha Onyenwe anyị. Ekpere nke okwukwe ga-azọpụta onye ọrịa ahụ. Onyenwe anyị ga-ekulite ya, bụrụkwa na o mehiere, a ga-agbaghara ya.

Ya mere kwupụtaranụ ibe unu mmehie unu. Kpeekwaranụ ibe unu ekpere ka e nwe ike gwọọ unu. Ekpere onye ezi omume dị ike dịkwa ire.

Ma nʼihi na ọtụtụ ihe ndị a m ji anya m hụ bụ ihe pụrụ ime ka m bulie onwe m elu karịa ka o si kwesi. E tinyere ihe mgbu nʼanụ ahụ m ka na-adụ m dịka ogwu. Ihe mgbu a dị nʼanụ ahụ m na-eti m aka dịka onyeozi nke ekwensu, na-eme ka m ghara ịfụlị onwe m elu karịa. Ekpeela m ekpere ugboro atọ rịọ Onyenwe anyị ka o wepụrụ m ahụ mgbu a. Ma sịrị m, "Amara m ezuorola gị. Nʼihi na ike m na-ezu oke nʼime adịghị ike." Ugbu a, obi dị m ụtọ ịnya isi banyere adịghị ike m. Nʼihi na bụ site nʼọnọdụ adịghị ike m ka ike ebube Kraịst ga-esi nọgide nʼahụ m. bụ nʼihi Kraịst ka m na-anọgide nʼadịghị ike m niile, mkparị ndị mmadụ, ihe isi ike niile, mkpagbu niile na ihe ndakwasị dị iche iche. Nʼihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-enwe ike karịa.

Esperança na aflição

Ele tomou sobre si as nossas enfermidades. Mesmo na doença, o coração alegre serve de bom remédio e Deus dá esperança.

Nʼezie, ihe mgbu niile anyị ka o buuru,

burukwa ahụhụ nke ọrịa anyị niile,

ma anyị gụrụ ya ka onye Chineke tara ahụhụ,

onye o tiri ihe otiti, na onye o mekpara ahụ.

Nʼezie, ihe mgbu niile anyị ka o buuru,

burukwa ahụhụ nke ọrịa anyị niile,

ma anyị gụrụ ya ka onye Chineke tara ahụhụ,

onye o tiri ihe otiti, na onye o mekpara ahụ.

Ndị mmadụ ledara ya anya, jụkwa ya.

bụ onye nwere ọtụtụ ihe mgbu, bụrụkwa onye hụrụ ọtụtụ ahụhụ.

Ma anyị gbakụtara ya azụ, jụ ilenye anya nʼebe nọ.

E, anyị ledara ya anya, jụ ịgụ ya dịka bụ ihe ọbụla.

Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ahụ sie ike,

ma mmụọ na-eru ụjụ oge niile na-akpata ọrịa.

bụ mmụọ mmadụ na-akwado ya nʼoge nrịa nrịa,

ma mmụọ e tipịara etipịa, onye pụrụ ibuli ya?

Nchere a na-echere ogologo oge maka imezu olileanya e nwere na-egbu obi,

mgbe ihe a na-eche mezuru, oke ọṅụ na-adị.

Mgbe m gbachiri nkịtị,

ọkpụkpụ m rere ure

site nʼịsụ ude m ogologo ụbọchị niile.

Unu maara na bụ nʼime adịghị ike nke anụ ahụ ka m ji kwusaara unu oziọma a. bụ ezie, ọnọdụ m nʼoge ahụ bụ ọnwụnwa nʼebe unu nọ, unu eledaghị m anya, maọbụ jụ ige m ntị. Kama unu nabatara m, dị ka mmụọ ozi Chineke, maọbụ dị ka a ga-asị na m bụ Jisọs Kraịst nʼonwe ya.

Aṅụkwala naanị mmiri ọzọ, na-aṅụ ntakịrị mmanya maka afọ gị na nrịa nrịa nke na-arịa gị ọtụtụ mgbe.

ga-ehichapụ anya mmiri niile dị nʼanya ha. Ọnwụ agaghị adịkwa ọzọ. bụladị iru ụjụ na ịkwa akwa na ahụhụ agaghị adịkwa. Ihe ndị ochie niile agabigala."

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-