Pular para o conteúdo
Publicidade

Educação das crianças

Por Bíblia Online

A educação cristã dos filhos é responsabilidade sagrada dos pais. A Bíblia ensina a instruir, disciplinar e modelar a fé desde a tenra idade, formando gerações que temem ao Senhor.

Instruir nos caminhos de Deus

Instrui a criança no caminho em que deve andar. A educação bíblica molda o caráter e estabelece fundamentos para a vida.

Kuziere nwantakịrị ka họrọ ụzọ ziri ezi,

mgbe o tolitere ga-anọgide nʼime ya.

Obi ụmụntakịrị jupụtara nʼenweghị uche,

ma apịpịa ịdọ aka na ntị ga-achụpụ ya nʼebe dị anya.

Amamihe Kachasị ihe niile

Ụmụ m ndị ikom, geenụ ntị na ndụmọdụ nke nna unu,

lezienụ anya ka unu nwee nghọta.

Ịdọ aka na ntị banyere ndị nrafu

Nwa m, na-aṅa ntị na ntụziaka nke nna gị

ahapụkwala ndụmọdụ nne gị.

Nʼihi na okpu amara ka ha ga-abụrụ isi gị,

bụrụkwa ihe ịnya nʼolu nye gị.

na-eji amamihe na-ekwu okwu

ntụziaka kwesiri dịkwa nʼire ya.

Iwu ndị a m na-enye gị taa ka ga-eme ka dịrị gị nʼobi. ga-akụziri ya ụmụ gị. Kwuo okwu banyere ha mgbe na-anọdụ ala nʼụlọ gị, mgbe na-aga nʼokporoụzọ, mgbe na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie.

Were obi gị niile, na mkpụrụobi gị niile, na uche gị na ike gị niile, hụ Onyenwe anyị Chineke gị nʼanya. Iwu ndị a m na-enye gị taa ka ga-eme ka dịrị gị nʼobi. ga-akụziri ya ụmụ gị. Kwuo okwu banyere ha mgbe na-anọdụ ala nʼụlọ gị, mgbe na-aga nʼokporoụzọ, mgbe na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie.

ga-akụziri ya ụmụ gị. Kwuo okwu banyere ha mgbe na-anọdụ ala nʼụlọ gị, mgbe na-aga nʼokporoụzọ, mgbe na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie.

Cheta ụbọchị ahụ unu bịara guzo nʼihu Onyenwe anyị Chineke unu nʼugwu Horeb, nʼụbọchị ahụ gwara m okwu sị m, "Kpọkọtaa ụmụ Izrel ka ha bịa nʼihu m, nụrụ okwu m, ka ha nwee ike mụta ịtụ m egwu ụbọchị niile nke ha ga-ebi nʼala ahụ, ka ha nweekwa ike ikuziri ụmụ ha."

Meenụ ka okwu m ndị a dịgide nʼobi unu na nʼime mmụọ unu. Keenụ ha dịka ihe ịrịbama nʼelu aka unu, kekwasịkwa ha dịka ihe ncheta nʼegedege ihu unu. Kuzierenụ ha ụmụ unu, na-ekwu ihe banyere ha mgbe na-anọdụ nʼụlọ gị, na mgbe na-aga nʼokporoụzọ, mgbe na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie. Dee ha nʼelu ibo ọnụ ụlọ gị na nke ọnụ ụzọ ama gị. Ka ụbọchị ndụ unu na nke ụmụ unu dị ogologo nʼala ahụ unu na-aga ibi nʼime ya, nke Onyenwe anyị kwere nna unu na nkwa. Dịka ogologo ụbọchị niile ha nke eluigwe dị nʼelu, ụwa dịkwa nʼokpuru ya.

Disciplina e amor

A vara e a repreensão dão sabedoria. A disciplina é expressão de amor que protege e forma o caráter dos filhos.

Ịba mba na iti nwantakịrị ihe na-enye aka mee ka bụrụ ezi nwa,

ma nwantakịrị a na-adịghị adụ ọdụ na-eme nne ya ihe ihere.

Dọọ nwa gị aka na ntị, ndụ ya ga-enye obi gị udo na ọṅụ.

gaghị emekwa ka ihere mee gị.

Onye ọbụla na-adọghị ụmụ ya aka na ntị, na-egosi na hụghị ha nʼanya;

ma onye hụrụ ha nʼanya, ga-adọsi ha aka na ntị ike.

Okwu nke iri na atọ

Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị.

Ha agaghị anwụ nʼihi na tiri ha ihe.

Jiri mkpara tie ya ihe

ma zọpụta ndụ ya site nʼọnwụ.

Dọọ nwa gị aka na ntị mgbe ka dị na nwantakịrị nʼihi na oge ahụ ka olileanya dị.

Ma i meghị otu a, bụ ndụ ya ka na-emebi.

Tachie obi, mụta ihe site nʼahụhụ. Nʼihi na Chineke na-emeso unu mmeso dị ka nna ọbụla hụrụ ụmụ ya nʼanya si emeso ha mmeso. Nwata ọbụla adịghị nke nna ya na-adịghị abara mba.

Ụmụntakịrị, ruberenụ nne na nna unu isi nʼihe niile, nʼihi na nke a na-amasị Onyenwe anyị.

Unu bụ nna, unu emela ihe ga-akpasu ụmụ unu iwe, ka ha ghara ịda mba nʼobi.

Ndị bụ nna, unu akpasukwala ụmụ unu iwe kama zụlitenụ ha nʼọzụzụ na nʼozizi nke Onyenwe anyị.

Ensinar pelas Escrituras

Desde a infância conheces as sagradas letras. As Escrituras formam, equipam e capacitam para toda boa obra.

maara na bụ site nʼoge bụ nwantakịrị ka ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ jiri doo gị anya, nke nwere ike ikuziri gị maka nzọpụta site nʼokwukwe i nwere nʼime Kraịst Jisọs.

Ma gị onwe gị, nọgidesie ike nʼihe ịmụtara na ihe i kwenyesịrị ike na ya, ebe maara onye i si nʼaka ya mụta ha. maara na bụ site nʼoge bụ nwantakịrị ka ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ jiri doo gị anya, nke nwere ike ikuziri gị maka nzọpụta site nʼokwukwe i nwere nʼime Kraịst Jisọs.

Chineke na ndị ya

Ndị m, nụrụnụ ihe m na-ezi;

geenụ ntị nʼokwu ọnụ m.

Aga m eji ilu malite okwu m,

aga m ekwu ọtụtụ ihe omimi, ihe ndị sitere na mgbe ochie;

ihe ndị anyị nụrụla, marakwa,

ihe ndị nna nna anyị ha gwara anyị.

Anyị agaghị ezonarị ụmụ anyị ihe ndị a,

kama anyị ga-akọrọ ọgbọ nke na-abịa nʼihu

akụkọ ịdị ike Onyenwe anyị,

na ọrụ ebube ya, na ihe ịtụnanya niile o mere.

ihe ndị anyị nụrụla, marakwa,

ihe ndị nna nna anyị ha gwara anyị.

Anyị agaghị ezonarị ụmụ anyị ihe ndị a,

kama anyị ga-akọrọ ọgbọ nke na-abịa nʼihu

akụkọ ịdị ike Onyenwe anyị,

na ọrụ ebube ya, na ihe ịtụnanya niile o mere.

Anyị agaghị ezonarị ụmụ anyị ihe ndị a,

kama anyị ga-akọrọ ọgbọ nke na-abịa nʼihu

akụkọ ịdị ike Onyenwe anyị,

na ọrụ ebube ya, na ihe ịtụnanya niile o mere.

O nyere Jekọb iwu banyere ụkpụrụ ya,

mekwaa ka iwu ahụ guzosie ike nʼIzrel,

bụ nke dọrọ nna nna anyị ha aka na ntị,

ka ha kuziere ụmụ ha,

ka ọgbọ na-eso ha nwee ike mụta ya,

bụladị ọgbọ nke a ka amụbeghị,

ndị nke ga-agwakwa ha ụmụ ha.

Mgbe ahụ, ha ga-atụkwasị Chineke obi ha,

ma ghara ichefu ọrụ ya niile dị iche iche.

Ha ga-edebekwa iwu ya niile.

Jiri aka gị tulee ma hụkwa na Onyenwe anyị dị mma;

onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye nke na-agbaba nʼime ya.

Tụọnụ egwu Onyenwe anyị, unu ndị nsọ ya,

nʼihi na dịghị ihe na-akọ ndị niile na-atụ egwu ya.

Agụụ nwere ike ịgụ ụmụ ọdụm, ike pụkwara ịgwụ ha,

ma ihe ọbụla bụ ihe ọma agaghị akọ ndị niile na-achọ Onyenwe anyị.

Ụmụ m, bịanụ gee m ntị;

aga m ezi unu ihe ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ.

Ụmụ m, bịanụ gee m ntị;

aga m ezi unu ihe ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ.

Ụmụntakịrị bụ ihe nketa si nʼaka Onyenwe anyị,

ụmụntakịrị bụ ụgwọ ọrụ na-enye.

Bênção e promessa

Os filhos são herança do Senhor. A educação cristã é investimento eterno que produz frutos em todas as gerações.

Ma Jisọs sịrị ha, "Kweenụ ka ụmụntakịrị bịakwute m, unu egbochikwala ha. Nʼihi na alaeze eluigwe bụ nke ndị dị otu a."

Sọpụrụ nne gị na nna gị, dịka Onyenwe anyị Chineke gị nyere gị nʼiwu, ka ụbọchị ndụ gị dị ogologo nʼala ahụ nke Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị.

Nʼihi na aga m eme ka ala ahụ kpọrọ nkụ nweta mmiri,

mee ka mmiri na-asọgharị nʼala ahụ akpịrị na-akpọ nkụ.

Aga m awụkwasị ụmụ ụmụ unu Mmụọ m,

meekwa ka ngọzị m dịrị ha.

bụ ndị dị ndụ, e, naanị ndị dị ndụ ga-eto gị otuto,

dị ka m na-eme taa.

bụ otu ọgbọ na-eme ka ọgbọ na-eso ha

mata ihe banyere ikwesi ntụkwasị obi gị.

Ụmụ gị niile ga-abụ ndị Onyenwe anyị ga-akụziri ihe.

Udo ha ga-adịkwa ukwu.

Seja o primeiro