Pular para o conteúdo
Publicidade

Egoísmo

Por Bíblia Online

O egoísmo é o oposto do amor cristão. Jesus nos ensinou a negar a nós mesmos, tomar a cruz e segui-lo. A vida cristã é vida de entrega, serviço e generosidade.

Negar-se a si mesmo

Se alguém quer vir após mim, negue-se a si mesmo. O caminho de Cristo é o caminho da auto-entrega e do serviço.

Ihe ga-efu iso Jisọs

Mgbe ahụ, kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya na igwe mmadụ ahụ. gwara ha sị, "bụrụ na onye ọbụla achọọ iso m, ya gụọ ndụ ya dị ka ihe furu efu. Mgbe ahụ, ya buru obe ya soro m nʼazụ.

Nke abụọ ya bụ nke a, Hụ onye agbataobi gị nʼanya dị ka onwe gị. dịghị iwu ọzọ dị nke karịrị ndị a."

bụkwaghị mụ onwe m na-adị ndụ ugbu a, kama bụ Kraịst na-adị ndụ ya nʼime m. Ndụ ahụ nke m na-adị ugbu a nʼanụ ahụ m bụ nke m na-adị nʼihi okwukwe m nwere nʼime Ọkpara Chineke, onye hụrụ m nʼanya, ma werekwa onwe ya nye nʼihi m.

Emela ihe ọbụla nʼihi naanị ọdịmma nke gị, maọbụ bie ndụ nʼụzọ ịdọtara onwe gị otuto efu. Kama bụrụ onye wedara onwe ya ala, onye na-ahụ ndị ọzọ dị ka ndị ka ya mma.

Ma akpọghị m ndụ m ihe ọbụla. Karịa naanị ka m gbazuo ọsọ m ma jezuokwa ozi ahụ m natara nʼaka Onyenwe anyị Jisọs, nke bụ ịkọwa banyere oziọma nke amara Chineke.

Viver para os outros

Ninguém busque o próprio interesse, mas o do próximo. O amor não busca os seus próprios interesses.

Ka onye ọbụla hapụ ịchọ ọdịmma nke onwe ya, kama ọdịmma nke ndị ọzọ.

Ịhụnanya na-enwe ogologo ntachiobi, na-enwekwa obi ebere. dịghị ekwo ekworo, naghị enwe anya ukwu, naghị anya isi. nakwaghị ebuli onwe ya elu. naghị eme ihe na-akpasu iwe, naghị achọ ihe nke naanị ya, naghị ewe iwe ọsịịsọ. nakwaghị agụkọ ihe ọjọọ niile e mere ya.

Ka onye o bụla ghara ịghọgbu onwe ya, bụrụ na onye ọbụla nʼime unu na-eche nʼobi ya na ya bụ onye maara ihe, dịka ihe ọmụma nke ụwa si dị, ga-akara onye ahụ mma ime onwe ya onye nzuzu, ka o nwe ike bụrụ onye maara ihe.

Ka onye ọbụla nʼime anyị na-eme ihe ga-atọ onye agbataobi ya ụtọ maka ọdịmma ha, ka o wulie ha elu.

E, onye na-agbasa aka ya ga-aba ọgaranya;

onye ọbụla na-atụte ndị ọzọ ka a ga-atụtekwa.

Nghọta adịghị atọ onye nzuzu ụtọ.

Naanị ihe maara bụ ikwu uche ya.

Mee ka obi m chee ihu nʼiwu gị niile

bụghị nye uru na-esite nʼọchịchọ nke onwe.

Nʼihi nʼebe ọbụla obi ilu na ekworo dị, ebe ahụ ka ọgbaaghara na omume ọjọọ niile dị.

Seja o primeiro