Pular para o conteúdo
Publicidade

Esperança

Por Bíblia Online

A esperança cristã não é desejo vago — é certeza inabalável fundamentada nas promessas de Deus. Ela é âncora da alma, firme e segura, que penetra até o interior do véu.

Esperança viva

Bendito seja Deus que nos gerou de novo para uma esperança viva, mediante a ressurreição de Jesus Cristo.

Olileanya dị ndụ

Otuto dịrị Chineke Nna Onyenwe anyị Jisọs Kraịst! Site nʼịba ụba nke ebere ya, o nyela anyị ndụ ọhụrụ baa nʼolileanya dị ndụ site na mbilite nʼọnwụ Jisọs Kraịst.

Olileanya dị ndụ

Otuto dịrị Chineke Nna Onyenwe anyị Jisọs Kraịst! Site nʼịba ụba nke ebere ya, o nyela anyị ndụ ọhụrụ baa nʼolileanya dị ndụ site na mbilite nʼọnwụ Jisọs Kraịst.

Na-edonụ Kraịst nsọ nʼime obi unu dịka Onyenwe anyị. Nọọkwanụ na njikere mgbe niile iguzo kọwaara onye ọbụla jụrụ unu ajụjụ banyere olileanya ahụ unu nwere nʼime unu. Ma unu were obi dị nwayọọ na nsọpụrụ na-eme nke a.

Na-edonụ Kraịst nsọ nʼime obi unu dịka Onyenwe anyị. Nọọkwanụ na njikere mgbe niile iguzo kọwaara onye ọbụla jụrụ unu ajụjụ banyere olileanya ahụ unu nwere nʼime unu. Ma unu were obi dị nwayọọ na nsọpụrụ na-eme nke a.

Onye ọbụla nwere olileanya dị otu a kwesiri idebe onwe ya ọcha, dị ka ya onwe ya dị ọcha.

Esperança que não decepciona

A esperança não decepciona, pois o amor de Deus é derramado em nossos corações pelo Espírito Santo.

Olileanya na-eme ka anyị guzo chịm, nʼihi na Chineke awụnyela ịhụnanya ya nʼime obi anyị site nʼonyinye Mmụọ Nsọ.

Olileanya na-eme ka anyị guzo chịm, nʼihi na Chineke awụnyela ịhụnanya ya nʼime obi anyị site nʼonyinye Mmụọ Nsọ.

Okwukwe na-eweta nzọpụta

Ya mere, ebe e sitere nʼokwukwe mee ka anyị bụrụ ndị a gụrụ dịka ndị ezi omume, udo dị ugbu a nʼetiti anyị na Chineke site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. Onye anyị sitere nʼaka ya nata amara nke anyị na-eguzo nʼime ya ugbu a. Anyị nọ nʼọṅụ nweekwa olileanya na a ga-eme ka anyị keta oke nʼebube Chineke.

bụkwaghị naanị nke a, ma anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ nʼime nsogbu anyị niile, ebe anyị maara na nsogbu ndị a na-enyere anyị aka ịbụ ndị nwere ntachiobi. Ntachiobi na-arụpụta nʼime anyị ezi agwa; ezi agwa na-arụpụtakwa olileanya.

Nʼihi na a zọpụtara anyị site nʼolileanya dị otu a. Ma olileanya a na-ahụ anya abụghị olileanya. Onye na-enwe olileanya mgbe ihe na-ele anya ya dị ya nʼaka? Ma bụrụ na olileanya anyị dabeere nʼihe ahụ anyị na-enwetabeghị, anyị ga-eji ndidi chere tutu ihe ahụ erute anyị aka.

Ma bụrụ na olileanya anyị dabeere nʼihe ahụ anyị na-enwetabeghị, anyị ga-eji ndidi chere tutu ihe ahụ erute anyị aka.

Nweenụ obi aṅụrị nʼime olileanya, nweenụ ntachiobi nʼime nsogbu, na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile.

Ka Chineke onye bụ isi olileanya mejupụta unu nʼoke ọṅụ na udo dịka unu na-atụkwasị ya obi, ka unu si otu a bụrụ ndị olileanya ha jubigara oke site nʼike nke Mmụọ Nsọ.

Ka Chineke onye bụ isi olileanya mejupụta unu nʼoke ọṅụ na udo dịka unu na-atụkwasị ya obi, ka unu si otu a bụrụ ndị olileanya ha jubigara oke site nʼike nke Mmụọ Nsọ.

A fé é a certeza

A fé é a certeza do que se espera. Mantenhamos firme a confissão da esperança, pois fiel é o que prometeu.

Okwukwe

Ugbu a, okwukwe bụ inwe obi ike banyere ihe ndị a na-ele anya ha na inwe owuweanya banyere ihe a na-ahụbeghị anya.

Okwukwe

Ugbu a, okwukwe bụ inwe obi ike banyere ihe ndị a na-ele anya ha na inwe owuweanya banyere ihe a na-ahụbeghị anya.

Ya mere, ka anyị jidesie nkwupụta nke olileanya anyị ike, nʼihi na onye ahụ kwere nkwa kwesiri ntụkwasị obi.

Ya mere, ka anyị jidesie nkwupụta nke olileanya anyị ike, nʼihi na onye ahụ kwere nkwa kwesiri ntụkwasị obi.

E nwere otu ahụ na otu Mmụọ, dị ka e siri kpọọ unu nʼotu olileanya nke dịịrị ọkpụkpọ a kpọrọ unu.

ka o meghee anya nke ime mmụọ unu ka unu matakwa ụdị olileanya unu nwere nʼihi ọkpụkpọ kpọrọ unu, na akụ, na ihe nketa dị ebube o nwere nʼime ndị nsọ.

bụ ha ka Chineke họpụtara ime ka amata akụ nke ebube nke ihe omimi a nʼetiti ndị mba ọzọ, nke bụ Kraịst nʼime unu, onye bụ olileanya nke ebube ahụ.

Nʼihi na anyị anụla ihe banyere okwukwe unu nʼime Kraịst Jisọs, na otu unu si hụ ndị nsọ niile nʼanya. Okwukwe na ịhụnanya nke na-esite nʼolileanya nke a kwadobere unu nʼeluigwe, nke unu nụrụla nʼokwu nke eziokwu ahụ, bụ oziọma,

Esperança e confiança

Eu sei os planos que tenho para vocês — planos de paz e esperança. Deus é a fonte de toda esperança.

Nʼihi na mụ onwe m maara echiche niile m na-eche banyere unu," ka Onyenwe anyị kwubiri, "echiche ime ka ihe gaara unu nke ọma, bụkwaghị echiche ime unu ihe ọjọọ, echiche ime ka unu nwee ezi ọdịnihu, na olileanya kwesiri ntụkwasị obi.

Nʼihi na mụ onwe m maara echiche niile m na-eche banyere unu," ka Onyenwe anyị kwubiri, "echiche ime ka ihe gaara unu nke ọma, bụkwaghị echiche ime unu ihe ọjọọ, echiche ime ka unu nwee ezi ọdịnihu, na olileanya kwesiri ntụkwasị obi.

Ya mere, dịrịnụ ike, ka obi siekwa unu ike,

unu niile ndị olileanya ha dị nʼime Onyenwe anyị.

Ya mere, dịrịnụ ike, ka obi siekwa unu ike,

unu niile ndị olileanya ha dị nʼime Onyenwe anyị.

O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba?

Gịnị mere i ji na-asụ ude nʼime m?

Nwee olileanya na Chineke,

nʼihi na m ka ga-eto ya ọzọ,

Onye nzọpụta m na Chineke m.

O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba?

Gịnị mere i ji na-asụ ude nʼime m?

Nwee olileanya na Chineke,

nʼihi na m ka ga-eto ya ọzọ,

Onye nzọpụta m na Chineke m.

bụ ebe mgbaba m na ọta m;

olileanya m dị nʼokwu gị.

bụ ebe mgbaba m na ọta m;

olileanya m dị nʼokwu gị.

Mkpụrụobi m na-ada mba site nʼọchịchọ ya maka nzọpụta gị,

ma olileanya m dị nʼokwu gị.

Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye inyeaka ya bụ Chineke nke Jekọb,

onye olileanya ya dị na Onyenwe anyị, Chineke ya.

O Chineke m, bụ gị ka m tụkwasịrị obi m.

Ekwela ka ihere mee m,

ekwekwala ka ndị iro m merie m.

Ihere agaghị eme

onye ọbụla olileanya ya dị na gị,

ma ihere ga-eme ha

bụ ndị niile ịghọ aghụghọ jụrụ ahụ.

Esperança eterna

Somos salvos na esperança. Aquele que prometeu é fiel. A esperança está guardada nos céus para os que creem.

ka bụrụ na ebe e sitere nʼamara gụọ anyị dịka ndị ezi omume, anyị ga-abụ ndị nketa, ndị nwere olileanya ndụ ebighị ebi.

Anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ na-ahụjukwa anya maka na anyị tụkwasịrị olileanya anyị na Chineke dị ndụ, onye bụ Onye nzọpụta mmadụ niile, karịchasịa, nke ndị niile kwere ekwe.

Onye naanị ya na-adịghị anwụ anwụ. Onye na-ebikwa nʼime ìhè nke mmadụ ọbụla na-apụghị ịbịaru nso. Onye mmadụ ọbụla na-ahụbeghị anya mgbe ọbụla, onye a na-apụghịkwa ịhụ anya. bụ ya ka nsọpụrụ na ike dịrị ruo mgbe ebighị ebi. Amen.

Ndị ọgaranya

Nye ndị bụ ọgaranya nʼoge ugbu a iwu ka ha ghara ịnya isi, maọbụ tụkwasị obi ha nʼakụnụba, nke a na-ejighị aka. Kama ka ntụkwasị obi ha dịrị na Chineke onye na-enyezu anyị ihe niile site nʼakụ ya nʼihi ime anyị obi ụtọ.

Mgbe niile ka anyị na-echeta nʼekpere nye Chineke bụ Nna, ihe gbasara ọrụ unu nke sitere nʼokwukwe, ya na ịrụsị ọrụ ike unu nke sitere nʼịhụnanya, na iguzosi ike unu nke sitere nʼolileanya unu nwere nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst.

Ọbịbịa nke Onyenwe anyị

Ụmụnna m, anyị chọrọ ka unu mata ihe banyere ndị otu anyị ndị dara nʼụra ọnwụ, ya ewutela unu dịka o si ewute ndị ọzọ ndị na-enweghị olileanya. Nʼihi na ebe bụ na anyị kweere na Jisọs nwụrụ ma sitekwa nʼọnwụ bilie, nʼotu aka ahụ, anyị kwenyekwara na site na Jisọs, Chineke ga-akpọlite ndị niile nwụrụ anwụ.

Ya mere, ebe bụ na anyị nwere olileanya dị otu a, anyị enweghị egwu ọbụla.

dị ihe atọ na-adịgide adịgide. Ha bụ okwukwe, olileanya, na ịhụnanya. Ma nʼime ha niile, ihe kachasị ha niile bụ ịhụnanya.

Expressões de esperança

Vinde a mim todos os que estais cansados. A esperança adia a dor e floresce na presença do Senhor.

"Bịakwutenụ m unu niile ndị na-adọgbu onwe unu nʼọrụ, ndị e bokwasịrị ibu dị arọ. Aga m enyekwa unu izuike.

Afọ ngosi ihuọma Onyenwe anyị

Mmụọ nke Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị dị nʼahụ m,

nʼihi na Onyenwe anyị eteela m mmanụ

ka m kwusaa oziọma nye ndị ogbenye.

O zitela m ịkasị ndị obi ha tiwara etiwa obi,

ikwupụta inwere onwe nye ndị a dọtara nʼagha,

na ntọghapụ site nʼọchịchịrị nye ndị mkpọrọ.

ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,

ga-agbanwe ike ha, nweta ike ọhụrụ.

Ha ga-eji nku felie elu dịka ugo.

Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha;

ha ga-aga ije ma ha agaghị ada mba.

Mkpụrụobi m na-ekwu, "Onyenwe anyị bụ oke m,

nʼihi ya, aga m enwe nchekwube na ya."

Ma mụ onwe m, ana m ele Onyenwe anyị anya nʼihi inyeaka ya.

Eji m olileanya na-echere Chineke Onye nzọpụta m.

Chineke m ga-anụ olu m.

Nchere a na-echere ogologo oge maka imezu olileanya e nwere na-egbu obi,

mgbe ihe a na-eche mezuru, oke ọṅụ na-adị.

Nchere a na-echere ogologo oge maka imezu olileanya e nwere na-egbu obi,

mgbe ihe a na-eche mezuru, oke ọṅụ na-adị.

Firmeza na esperança

Esperai no Senhor! O cavalo é vaidade para a segurança, mas o Senhor guarda os que nele esperam.

O Onyenwe anyị, ka ịhụnanya gị na-adịgidere anyị,

dịka olileanya anyị dị na gị.

O Onyenwe anyị, ka ịhụnanya gị na-adịgidere anyị,

dịka olileanya anyị dị na gị.

Anyị ji olileanya eche Onyenwe anyị;

bụ ya bụ inyeaka anyị na ọta anyị.

Ịnyịnya agha ezukwaghị iwetara ndị na-agba ha mmeri nʼagha.

bụ ezie na ịnyịnya dị ike, ma ha apụghị ịzọpụta ndị nwe ha.

Ma Onyenwe anyị ji anya ya na-eche ndị niile na-atụ ya egwu nche,

ya bụ ndị niile na-atụkwasị obi ha nʼịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ.

ga-anapụta ha site nʼaka ọnwụ.

ga-echebekwa ha bụladị nʼoge ụnwụ.

Ana m echere Onyenwe anyị, mkpụrụobi m na-echekwa ya,

bụ nʼokwu ya ka olileanya m dị.

O mkpụrụobi m, chọta ezumike naanị nʼime Chineke;

olileanya m na-esite na ya na-abịa.

O Chineke, Onye nzọpụta anyị,

i ji ọrụ ezi omume dị oke egwu na-aza anyị,

bụ olileanya ndị niile bi na nsọtụ nke ụwa,

na osimiri niile dị ebe dị anya,

"Ma ugbu a, Onyenwe m, gịnị ka m na-ele anya ya?

Olileanya m dị nʼime gị.

Duo m nʼeziokwu gị, kuzikwaara m ihe,

nʼihi na bụ Chineke, onye Nzọpụta m, ụbọchị niile,

olileanya m dị na gị.

Ụtụtụ ụbọchị niile, O Onyenwe anyị, ga-anụ olu m;

aga m ekwupụtara gị ihe niile na-akpa m mkpa.

Aga m elekwa anya ọsịsa gị.

Ma bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka a ga-echefu ndị nọ na mkpa;

olileanya ndị a na-akpagbu agaghị abụkwa nke efu.

Onyenwe anyị ga-edebe gị ka ihe ọjọọ ọbụla ghara ịdakwasị gị.

ga na-eche ndụ gị nche mgbe niile.

Onyenwe anyị ga-echebe gị mgbe na-apụ na mgbe na-abata abata,

site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi.

Ana m elekwasị Onyenwe anyị anya mgbe niile.

Ebe nọ nʼaka nri m, agaghị m ama jijiji.

Seja o primeiro