Pular para o conteúdo
Publicidade

Irmãos de Jesus

Por Bíblia Online

Os irmãos de Jesus são mencionados nos Evangelhos. Embora inicialmente céticos sobre sua missão, alguns, como Tiago, tornaram-se líderes da igreja primitiva.

Menções nos Evangelhos

Jesus teve irmãos chamados Tiago, José, Simão e Judas. Eles conviveram com Ele na casa de Nazaré e participaram de sua vida pública.

Nwoke a, bụghị nwa onye kapinta? bụ na-adịghị akpọ nne ya Meri? Jemis, Josef, Saimọn na Judas, ha abụghị ụmụnne ya ndị ikom? Ụmụnne ya ndị inyom niile, ha anọghị nʼetiti anyị? Olee ebekwa ka nwoke a si nweta ihe ndị a?"

Nne Jisọs na ụmụnne ya

Mgbe nọ na-agwa igwe mmadụ ahụ okwu, nne ya na ụmụnne ya bịara guzoro nʼezi na-eche ka ha gwa ya okwu.

Nne na ụmụnne Jisọs

Mgbe ahụ, nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke bịara, guzoro nʼezi. Ha ziri ozi ka a kpọọ ya. Igwe mmadụ gbara ya gburugburu mgbe ahụ gwara ya sị, "Lee, nne gị na ụmụnne gị ndị nwoke na ndị nwanyị guzo nʼezi. Ha chọrọ ịhụ gị."

zara sị, "Onye bụ nne m, ndị ole bụkwa ụmụnne m ndị nwoke?"

Mgbe ahụ, o lere ndị nọ ya gburugburu anya ma sị, "Ndị a bụ nne m, na ụmụnne m ndị nwoke! Onye ọbụla na-eme uche Chineke bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, na nne m."

Nne Jisọs na ụmụnne ya nwoke

Nʼoge a, nne ya na ụmụnne ya nwoke bịakwutere ya. Ma ha enweghị ike ịbịaru ya nso nʼihi igwe mmadụ.

Da incredulidade à fé

Os irmãos de Jesus não criam nele inicialmente. Mas após a ressurreição, estavam entre os discípulos em oração.

ya mere, ụmụnne ya ndị nwoke sịrị ya, "Si nʼebe a pụọ, gaa Judịa, ka ndị na-eso ụzọ gị nwe ike ịhụ ọrụ na-arụ. Nʼihi na o nweghị onye ọbụla chọrọ ịbụ onye ọha mmadụ ma, nke na-eme ihe na nzuzo. Ebe bụkwanụ na na-eme ihe ndị a, gosi ụwa onwe gị." Nʼihi na bụladị ụmụnne ya ekwenyeghị na ya.

Jisọs sịrị ya, "Emetụkwala m aka nʼihi na alakwurubeghị m Nna m. Kama gakwuru ụmụnna m gwa ha, Ana m alakwuru Nna m na Nna unu. Chineke m na Chineke unu.’ "

Ndị a niile ji otu obi nọgidesie ike nʼekpere. Ndị sonyere ha bụ ụfọdụ ndị inyom na Meri nne Jisọs, na ụmụnna ya.

Ma dịkwaghị onyeozi ọzọ m hụrụ, ma bụghị naanị Jemis, nwanne Onyenwe anyị.

Ebe e sitere na ya kpọbata ọtụtụ ụmụ nʼebube, o ziri ezi ka Chineke, onye ihe niile dịrị na onye kere ihe niile, mee ka onyeisi nzọpụta ha bụrụ onye zuruoke site nʼahụhụ hụrụ. Onye ahụ na-eme mmadụ ka dị nsọ, na ndị ahụ e mere ka ha dị nsọ si nʼotu ezinaụlọ. Nʼihi ya, ihere adịghị eme ya ịkpọ ha ụmụnna ya.

Seja o primeiro